53 N’ihi na onye nwere ahụ́ nke nwere ike ire ure ga-enwezi ahụ́ nke na-enweghị ike ire ure,+ onye nwekwara ahụ́ nke nwere ike ịnwụ anwụ ga-enwezi ahụ́ nke na-enweghị ike ịnwụ anwụ.+
10 Ma, ọ bụ ugbu a Kraịst Jizọs, Onye Nzọpụta anyị, pụtara ìhè ka e mere ka amara a e meere anyị doo anya.+ Ọ bụ Jizọs wepụrụ ọnwụ+ ma jiri ozi ọma o zisara+ mee ka anyị mara otú anyị ga-esi dịrị ndụ+ ma ghara ire ure.+