Aịzaya 53:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 A mara ya ube+ n’ihi mmehie anyị.+ E chiri ya ọnụ n’ala n’ihi ihe anyị mejọrọ.+ Ahụhụ a tara ya mere ka anyị nwee udo.+ Ahụ́ e merụrụ ya mekwara ka a gwọọ anyị.+
5 A mara ya ube+ n’ihi mmehie anyị.+ E chiri ya ọnụ n’ala n’ihi ihe anyị mejọrọ.+ Ahụhụ a tara ya mere ka anyị nwee udo.+ Ahụ́ e merụrụ ya mekwara ka a gwọọ anyị.+