1 Jọn 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Onye na-asị na ya nọ n’ìhè, ma ya akpọọ nwanna ya asị+ ka nọ n’ọchịchịrị.+ Mkpughe 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi na unu na-asị: “Anyị bara ọgaranya,+ nweekwa akụnụba, ọ dịghịkwa ihe kọrọ anyị.” Ma, unu amaghị na unu na-ahụsi anya, bụrụkwa ndị e kwesịrị imetere ebere. Unu amaghịkwa na unu dara ogbenye, na unu kpuru ìsì, nakwa na unu gba ọtọ.
17 N’ihi na unu na-asị: “Anyị bara ọgaranya,+ nweekwa akụnụba, ọ dịghịkwa ihe kọrọ anyị.” Ma, unu amaghị na unu na-ahụsi anya, bụrụkwa ndị e kwesịrị imetere ebere. Unu amaghịkwa na unu dara ogbenye, na unu kpuru ìsì, nakwa na unu gba ọtọ.