Luk 16:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Ana m asịkwa unu: Jirinụ akụ̀ ajọ omume metara onwe unu ndị enyi,+ ka ọ ga-abụ, mgbe akụ̀ ahụ na-adịkwaghị, ha anabata unu n’ebe unu ga-ebi ruo mgbe ebighị ebi.+ Jọn 3:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jizọs zara ya, sị: “N’eziokwu, ana m asị gị na ọ bụrụ na e sighị na mmiri+ na mmụọ nsọ+ mụọ mmadụ, ọ gaghị abanye n’Alaeze Chineke.
9 “Ana m asịkwa unu: Jirinụ akụ̀ ajọ omume metara onwe unu ndị enyi,+ ka ọ ga-abụ, mgbe akụ̀ ahụ na-adịkwaghị, ha anabata unu n’ebe unu ga-ebi ruo mgbe ebighị ebi.+
5 Jizọs zara ya, sị: “N’eziokwu, ana m asị gị na ọ bụrụ na e sighị na mmiri+ na mmụọ nsọ+ mụọ mmadụ, ọ gaghị abanye n’Alaeze Chineke.