-
Jọn 21:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 N’eziokwu, ana m asị gị na mgbe ị bụ nwata, ị na-eji aka gị eyiri ákwà ma na-ejegharị ebe ị chọrọ. Ma mgbe ị ga-eme agadi, ị ga-agbatị aka gị, onye ọzọ eyiwe gị ákwà, durukwa gị gaa n’ebe ị na-achọghị.”
-