Luk 22:29, 30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Mụ na unu na-agbakwa ndụ na unu ga-achị n’alaeze, dịkwa ka mụ na Nna m gbara ndụ,+ 30 ka unu wee rie ma ṅụọ na tebụl m n’Alaeze m,+ nọdụkwa ala n’ocheeze+ na-ekpe ebo iri na abụọ nke Izrel ikpe.+ Jọn 14:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ụlọ Nna m, e nwere ọtụtụ ebe obibi. Ma ọ́ bụghị ya, m gaara agwa unu n’ihi na m na-aga ịkwadebere unu ebe.+ Ndị Galeshia 3:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ọ bụrụkwa na unu bụ nke Kraịst, unu bụ ụmụ* Ebreham n’eziokwu,+ ndị ga-eketa+ ihe e kwere ná nkwa.+
29 Mụ na unu na-agbakwa ndụ na unu ga-achị n’alaeze, dịkwa ka mụ na Nna m gbara ndụ,+ 30 ka unu wee rie ma ṅụọ na tebụl m n’Alaeze m,+ nọdụkwa ala n’ocheeze+ na-ekpe ebo iri na abụọ nke Izrel ikpe.+
2 N’ụlọ Nna m, e nwere ọtụtụ ebe obibi. Ma ọ́ bụghị ya, m gaara agwa unu n’ihi na m na-aga ịkwadebere unu ebe.+
29 Ọ bụrụkwa na unu bụ nke Kraịst, unu bụ ụmụ* Ebreham n’eziokwu,+ ndị ga-eketa+ ihe e kwere ná nkwa.+