-
Jud 4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Ihe mere m ji ede ya bụ na ụfọdụ ndị egbebatala n’etiti unu, bụ́ ndị Akwụkwọ Nsọ kwuru ogologo oge gara aga na a ga-ama ha ikpe a. Ha bụ ndị na-anaghị asọpụrụ Chineke, ndị na-akụdo aka n’amara Chineke anyị na-eme ihe ọjọọ n’asọghị anya,*+ ndị na-agọnahụ onye naanị ya bụ nna anyị ukwu na Onyenwe anyị, bụ́ Jizọs Kraịst.+
-