Jud 9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma mgbe Maịkel+ onyeisi ndị mmụọ ozi+ na Ekwensu sere okwu ma na-arụ ụka banyere ozu Mosis,+ e nweghị mgbe ọ mara Ekwensu ikpe, ọ gwaghịkwa ya okwu ọjọọ,+ kama ọ sịrị: “Ka Jehova* baara gị mba.”+
9 Ma mgbe Maịkel+ onyeisi ndị mmụọ ozi+ na Ekwensu sere okwu ma na-arụ ụka banyere ozu Mosis,+ e nweghị mgbe ọ mara Ekwensu ikpe, ọ gwaghịkwa ya okwu ọjọọ,+ kama ọ sịrị: “Ka Jehova* baara gị mba.”+