13 Otú ahụ ndị mmadụ na-eme n’ehihie mgbe onye ọ bụla na-ahụ ibe ya, ka anyị na-akpa àgwà kwesịrị ekwesị,+ ghara iso na-eri oriri oké mkpọtụ na ịna-aṅụ oké mmanya, ghara inwe mmekọahụ na-ekwesịghị ekwesị na ime ihe ọjọọ n’asọghị anya,+ gharakwa ịna-ese okwu na ịna-ekwo ekworo.+