Jọn 15:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 A sị na unu bụ nke ụwa, ụwa gaara ahụ unu n’anya. Ma ebe ọ bụ na unu abụghị nke ụwa,+ kama m si n’ụwa họrọ unu, ọ bụ ya mere ụwa ji kpọọ unu asị.+
19 A sị na unu bụ nke ụwa, ụwa gaara ahụ unu n’anya. Ma ebe ọ bụ na unu abụghị nke ụwa,+ kama m si n’ụwa họrọ unu, ọ bụ ya mere ụwa ji kpọọ unu asị.+