1 Jọn 4:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị m hụrụ n’anya, unu ekwerela okwu niile yiri ka hà si n’aka Chineke,*+ kama chọpụtanụ ma hà si n’aka Chineke n’eziokwu,+ n’ihi na ọtụtụ ndị amụma ụgha abanyela n’ụwa.+
4 Ndị m hụrụ n’anya, unu ekwerela okwu niile yiri ka hà si n’aka Chineke,*+ kama chọpụtanụ ma hà si n’aka Chineke n’eziokwu,+ n’ihi na ọtụtụ ndị amụma ụgha abanyela n’ụwa.+