Jọn 14:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Jizọs zara ya, sị: “Ọ bụrụ na mmadụ hụrụ m n’anya, ọ ga na-eme ihe m kwuru,+ Nna m ga-ahụkwa ya n’anya, anyị ga-abịakwute ya, anyị na ya ebiri.+
23 Jizọs zara ya, sị: “Ọ bụrụ na mmadụ hụrụ m n’anya, ọ ga na-eme ihe m kwuru,+ Nna m ga-ahụkwa ya n’anya, anyị ga-abịakwute ya, anyị na ya ebiri.+