1 Jọn 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ụmụntakịrị, unu si na Chineke, unu emeriekwala ha,+ n’ihi na onye unu na ya dị n’otu+ karịrị onye ya na ụwa dị n’otu.+
4 Ụmụntakịrị, unu si na Chineke, unu emeriekwala ha,+ n’ihi na onye unu na ya dị n’otu+ karịrị onye ya na ụwa dị n’otu.+