1 Jọn 2:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọ̀ bụ na ọ bụghị onye na-asị na Jizọs abụghị Kraịst bụ onye ụgha?+ Ọ bụ ya bụ onye na-emegide Kraịst,+ onye na-agọnahụ Nna anyị na Ọkpara ya.
22 Ọ̀ bụ na ọ bụghị onye na-asị na Jizọs abụghị Kraịst bụ onye ụgha?+ Ọ bụ ya bụ onye na-emegide Kraịst,+ onye na-agọnahụ Nna anyị na Ọkpara ya.