3 sị: “Unu emebila ụwa ma ọ bụ oké osimiri ma ọ bụ osisi, ruo mgbe anyị kachara ndị ohu Chineke anyị akara+ n’egedege ihu.”+
4 Anụkwara m na ndị ahụ a kara akara dị otu narị puku na puku iri anọ na puku anọ (144,000).+ Ha si n’ebo niile nke ụmụ Izrel:+