8 Gwakwa Devid ohu m, sị, ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “Ị nọ na-edugharị ìgwè ewu na atụrụ ka ha na-ata ahịhịa,+ mụ abịa kpọrọ gị ka ị bụrụ onye ndú ndị m Izrel.+
12 Mgbe ị nwụrụ,+ e liekwa gị otú e liri nna nna gị hà, m ga-echi nwa* gị, onye ị mụtara,* eze, ka ọ nọchie gị. M ga-emekwa ka alaeze ya sie ezigbo ike.+
16 “Mụnwa, bụ́ Jizọs, zigara mmụọ ozi m ka ọ gbaara unu àmà banyere ihe ndị a ga-abara ọgbakọ niile uru. Abụ m mgbọrọgwụ Devid, bụrụkwa nwa ya.+ Abụkwa m kpakpando ụtụtụ+ nke na-enwu gbaa.”