Jọn 19:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Mgbe Jizọs detụrụ mmanya ahụ gbara ụka ọnụ, ọ sịrị: “E mechaala ya.”+ O hulataziri isi kubie ume.+ Mkpughe 5:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ha ji oké olu na-asị: “Nwa Atụrụ ahụ e gburu egbu+ ruru eru ka e nye ya ikike na akụnụba na amamihe na ume. O ruru eru ka a na-asọpụrụ ya, na-eto ya ma na-aja ya mma.”+
30 Mgbe Jizọs detụrụ mmanya ahụ gbara ụka ọnụ, ọ sịrị: “E mechaala ya.”+ O hulataziri isi kubie ume.+
12 Ha ji oké olu na-asị: “Nwa Atụrụ ahụ e gburu egbu+ ruru eru ka e nye ya ikike na akụnụba na amamihe na ume. O ruru eru ka a na-asọpụrụ ya, na-eto ya ma na-aja ya mma.”+