Mkpughe 1:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Kpakpando asaa ahụ ị hụrụ n’aka nri m na ihe asaa ahụ e ji adọsa ọkụ,* ndị e ji ọlaedo rụọ, bụ ihe nzuzo dị nsọ. Ihe a ka ọ pụtara: Kpakpando asaa ahụ pụtara ndị mmụọ ozi nke ọgbakọ asaa ahụ. Ihe asaa ahụ e ji adọsa ọkụ* pụtakwara ọgbakọ asaa.+
20 Kpakpando asaa ahụ ị hụrụ n’aka nri m na ihe asaa ahụ e ji adọsa ọkụ,* ndị e ji ọlaedo rụọ, bụ ihe nzuzo dị nsọ. Ihe a ka ọ pụtara: Kpakpando asaa ahụ pụtara ndị mmụọ ozi nke ọgbakọ asaa ahụ. Ihe asaa ahụ e ji adọsa ọkụ* pụtakwara ọgbakọ asaa.+