Mkpughe 1:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Olu ahụ sịrị: “Were akwụkwọ mpịakọta dee ihe ị na-ahụ ma zigara ya ọgbakọ asaa ndị dị n’ebe ndị a: Efesọs,+ Smeana,+ Pagamọm,+ Tayataịra,+ Sadis,+ Filadelfịa,+ na Leodisia.”+
11 Olu ahụ sịrị: “Were akwụkwọ mpịakọta dee ihe ị na-ahụ ma zigara ya ọgbakọ asaa ndị dị n’ebe ndị a: Efesọs,+ Smeana,+ Pagamọm,+ Tayataịra,+ Sadis,+ Filadelfịa,+ na Leodisia.”+