Mkpughe 8:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mgbe mmụọ ozi nke mbụ fụrụ opi ya, e nwere akụ́ mmiri igwe a gwakọtara ya na ọkụ na ọbara. Akụ́ mmiri igwe a dakwara n’ụwa.+ Otu ụzọ n’ụzọ atọ nke ụwa na nke osisi wee gbaa ọkụ, ahịhịa niile agbaakwa ọkụ.+
7 Mgbe mmụọ ozi nke mbụ fụrụ opi ya, e nwere akụ́ mmiri igwe a gwakọtara ya na ọkụ na ọbara. Akụ́ mmiri igwe a dakwara n’ụwa.+ Otu ụzọ n’ụzọ atọ nke ụwa na nke osisi wee gbaa ọkụ, ahịhịa niile agbaakwa ọkụ.+