Ọpụpụ 6:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 M na-adị apụta n’ihu Ebreham, Aịzik, na Jekọb ka Chineke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ma emeghị m ka ha matachaa aha m+ bụ́ Jehova.+
3 M na-adị apụta n’ihu Ebreham, Aịzik, na Jekọb ka Chineke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ma emeghị m ka ha matachaa aha m+ bụ́ Jehova.+