-
Aịzaya 44:27, 28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 Ọ bụ m na-asị mmiri miri emi, ‘Takọọ.
M ga-emekwa ka osimiri gị niile taa.’+
28 Ọ bụ m na-ekwu gbasara Saịrọs,+ sị, ‘Ọ bụ onye ọzụzụ atụrụ m.
Ọ ga-emekwa ihe niile bụ́ uche m.’+
Ọ bụ m na-ekwu gbasara Jeruselem, sị, ‘A ga-arụghachi ya,’
Kwuokwa gbasara ụlọ nsọ dị na ya, sị, ‘A ga-atọ ntọala ya.’”+
-