Mkpughe 12:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ahụkwara m ihe àmà ọzọ n’eluigwe. Ahụrụ m nnukwu dragọn* na-acha uhie uhie,*+ nke nwere isi asaa na mpi iri. O kpukwa okpueze asaa n’isi ya.
3 Ahụkwara m ihe àmà ọzọ n’eluigwe. Ahụrụ m nnukwu dragọn* na-acha uhie uhie,*+ nke nwere isi asaa na mpi iri. O kpukwa okpueze asaa n’isi ya.