2 Ihe E Mere 35:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ma, Josaya alaghachighị, kama o jigharịrị ejiji ka a ghara ịmata na ọ bụ ya.+ O geghị ntị n’ihe Chineke si n’ọnụ Niko gwa ya. Ọ gawara ịlụso ya agha na Ndagwurugwu Megido.+ Zekaraya 12:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ụbọchị ahụ, ákwá arịrị a ga-ebe na Jeruselem ga-adị ukwuu. Ọ ga-adị ka ákwá arịrị e bere na Hedadrimọn nke dị na Ndagwurugwu Megido.+ Mkpughe 19:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ahụkwara m anụ ọhịa ahụ na ndị eze ụwa na ụsụụ ndị agha ha ka ha zukọtara ka ha lụso ma onye ahụ na-agba ịnyịnya ahụ ma ụsụụ ndị agha ya agha.+
22 Ma, Josaya alaghachighị, kama o jigharịrị ejiji ka a ghara ịmata na ọ bụ ya.+ O geghị ntị n’ihe Chineke si n’ọnụ Niko gwa ya. Ọ gawara ịlụso ya agha na Ndagwurugwu Megido.+
11 N’ụbọchị ahụ, ákwá arịrị a ga-ebe na Jeruselem ga-adị ukwuu. Ọ ga-adị ka ákwá arịrị e bere na Hedadrimọn nke dị na Ndagwurugwu Megido.+
19 Ahụkwara m anụ ọhịa ahụ na ndị eze ụwa na ụsụụ ndị agha ha ka ha zukọtara ka ha lụso ma onye ahụ na-agba ịnyịnya ahụ ma ụsụụ ndị agha ya agha.+