Mkpughe 16:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Anụkwara m oké olu nke si n’ebe nsọ ahụ+ gwa ndị mmụọ ozi asaa ahụ, sị: “Gaanụ n’ụwa wụpụ iwe Chineke nke dị n’efere asaa ahụ.”+
16 Anụkwara m oké olu nke si n’ebe nsọ ahụ+ gwa ndị mmụọ ozi asaa ahụ, sị: “Gaanụ n’ụwa wụpụ iwe Chineke nke dị n’efere asaa ahụ.”+