Mkpughe 6:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 E wepụrụ eluigwe otú e si ewepụ akwụkwọ mpịakọta a fụkọtara afụkọta.+ E wepụkwara ugwu niile na agwaetiti niile n’ebe ha dị.+
14 E wepụrụ eluigwe otú e si ewepụ akwụkwọ mpịakọta a fụkọtara afụkọta.+ E wepụkwara ugwu niile na agwaetiti niile n’ebe ha dị.+