Ọpụpụ 9:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ka akụ́ mmiri ígwé nọ na-ezo, ọkụ nọkwa na-enwu. Ọ nọ na-ezosi ike. E nwetụbeghị nke dị ka ya n’Ijipt, malite mgbe Ijipt ghọrọ mba.+
24 Ka akụ́ mmiri ígwé nọ na-ezo, ọkụ nọkwa na-enwu. Ọ nọ na-ezosi ike. E nwetụbeghị nke dị ka ya n’Ijipt, malite mgbe Ijipt ghọrọ mba.+