4 Ndị na-akwa iko,* ọ̀ bụ na unu amaghị na mmadụ bụrụ enyi ụwa, ọ ghọọla onye iro Chineke? N’ihi ya, onye ọ bụla nke chọrọ ịbụ enyi ụwa na-eme onwe ya onye iro Chineke.+
9 “Ndị eze ụwa, ndị ha na ya kwara iko,* ndị nwetakwara ihe ná ndụ okomoko o biri, ga-ebere ya ákwá, tie aka n’obi, ruokwara ya uju, mgbe ha ga na-ele anwụrụ ọkụ nke si n’ọkụ a na-akpọ ya.