Levitikọs 21:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “‘Ọ bụrụ na nwa nwaanyị onye nchụàjà mụrụ agbaa akwụna wee merụọ onwe ya, ọ bụ nna ya ka o mechuru ihu. A ga-egbu nwa ahụ ma kpọọ ya ọkụ.+
9 “‘Ọ bụrụ na nwa nwaanyị onye nchụàjà mụrụ agbaa akwụna wee merụọ onwe ya, ọ bụ nna ya ka o mechuru ihu. A ga-egbu nwa ahụ ma kpọọ ya ọkụ.+