-
Mkpughe 6:9, 10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Mgbe o meghere nke ise n’ime ihe ndị ahụ e ji aka ihe akara e ji mechie akwụkwọ mpịakọta ahụ, ihe m hụrụ n’okpuru ebe ịchụàjà+ bụ ọbara*+ nke ndị e gburu n’ihi na ha na-eme ihe Chineke kwuru nakwa n’ihi ozi ọma ha nọ na-ezisa.+ 10 Ha wee jiri oké olu tie mkpu, sị: “Ọkaakaa Onyenwe anyị, onye dị nsọ na onye eziokwu,+ olee mgbe ị ga-ekpe ikpe ma bọọ ọbọ ọbara anyị n’isi ndị bi n’ụwa?”+
-