Mkpughe 9:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mgbe mmụọ ozi nke ise fụrụ opi ya,+ ahụrụ m otu kpakpando nke si n’eluigwe daa n’ụwa. E nyekwara ya mkpịsị ugodi nke olulu abis.*+
9 Mgbe mmụọ ozi nke ise fụrụ opi ya,+ ahụrụ m otu kpakpando nke si n’eluigwe daa n’ụwa. E nyekwara ya mkpịsị ugodi nke olulu abis.*+