Mkpughe 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ahụkwara m onye yiri nwa nke mmadụ+ n’etiti ihe ndị ahụ e ji adọsa ọkụ.* O yi uwe gbadaruru ya n’ụkwụ, keekwa ájị̀ ọlaedo n’obi. Mkpughe 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe m hụrụ ya, m dara n’ụkwụ ya ma dị ka onye nwụrụ anwụ. O wee bikwasị m aka nri ya, sị: “Atụla egwu. Abụ m Onye Mbụ+ na Onye Ikpeazụ.+
13 Ahụkwara m onye yiri nwa nke mmadụ+ n’etiti ihe ndị ahụ e ji adọsa ọkụ.* O yi uwe gbadaruru ya n’ụkwụ, keekwa ájị̀ ọlaedo n’obi.
17 Mgbe m hụrụ ya, m dara n’ụkwụ ya ma dị ka onye nwụrụ anwụ. O wee bikwasị m aka nri ya, sị: “Atụla egwu. Abụ m Onye Mbụ+ na Onye Ikpeazụ.+