1 Ndị Kọrịnt 15:54 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 54 Ma mgbe onye nwere ahụ́ nke nwere ike ire ure nweziri ahụ́ nke na-enweghị ike ire ure, onye nwere ahụ́ nke nwere ike ịnwụ anwụ enweekwa ahụ́ nke na-enweghị ike ịnwụ anwụ, mgbe ahụ ka ihe a e dere ga-emezu: “E loola ọnwụ ruo mgbe ebighị ebi.”+
54 Ma mgbe onye nwere ahụ́ nke nwere ike ire ure nweziri ahụ́ nke na-enweghị ike ire ure, onye nwere ahụ́ nke nwere ike ịnwụ anwụ enweekwa ahụ́ nke na-enweghị ike ịnwụ anwụ, mgbe ahụ ka ihe a e dere ga-emezu: “E loola ọnwụ ruo mgbe ebighị ebi.”+