20 E jidekwara anụ ọhịa ahụ na onye amụma ụgha ahụ+ nọ n’ihu ya mee ihe ndị dị ịtụnanya, ndị o ji duhie ndị a kara akara anụ ọhịa ahụ+ na ndị na-efe ihe yiri ya a kpụrụ akpụ.+ A tụbara anụ ọhịa ahụ na onye amụma ụgha ahụ ná ndụ n’ọdọ ọkụ nke sọlfọ mere ka ọ na-enwusi ike.+