Jọn 5:28, 29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ka ihe a ghara iju unu anya, n’ihi na oge na-abịa mgbe ndị niile nọ n’ili ncheta ga-anụ olu ya+ 29 wee pụta. Ndị mere ezi ihe ga-esi n’ọnwụ bilie ka ha dị ndụ,* ma ndị mere ihe ọjọọ ga-esi n’ọnwụ bilie ka e kpee ha ikpe.*+
28 Ka ihe a ghara iju unu anya, n’ihi na oge na-abịa mgbe ndị niile nọ n’ili ncheta ga-anụ olu ya+ 29 wee pụta. Ndị mere ezi ihe ga-esi n’ọnwụ bilie ka ha dị ndụ,* ma ndị mere ihe ọjọọ ga-esi n’ọnwụ bilie ka e kpee ha ikpe.*+