Ọrụ Ndịozi 10:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Ọ gwakwara anyị ka anyị kwusaara ndị mmadụ ozi ọma ma gbaa àmà nke ọma+ na onye a bụ onye Chineke kpebiri na ọ ga-ekpe ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ ikpe.+
42 Ọ gwakwara anyị ka anyị kwusaara ndị mmadụ ozi ọma ma gbaa àmà nke ọma+ na onye a bụ onye Chineke kpebiri na ọ ga-ekpe ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ ikpe.+