12 “‘M ga-eme ka onye meriri n’agha bụrụ ogidi n’ụlọ nsọ Chineke m. O nweghịkwa ihe ga-eme ka o si ebe ahụ pụọ ọzọ. Ihe m ga-ede n’ahụ́ onye ahụ bụ aha Chineke m+ na aha ọhụrụ m+ na aha obodo ukwu nke Chineke m, bụ́ Jeruselem Ọhụrụ+ nke si n’eluigwe ebe Chineke m nọ na-agbadata.