Ndị Efesọs 5:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi na unu ma, ya edookwa unu anya, na o nweghị onye na-akwa iko*+ ma ọ bụ onye na-adịghị ọcha ma ọ bụ onye anyaukwu,+ nke pụtara onye na-ekpere arụsị, ga-eketa Alaeze Kraịst na nke Chineke.+
5 N’ihi na unu ma, ya edookwa unu anya, na o nweghị onye na-akwa iko*+ ma ọ bụ onye na-adịghị ọcha ma ọ bụ onye anyaukwu,+ nke pụtara onye na-ekpere arụsị, ga-eketa Alaeze Kraịst na nke Chineke.+