-
Mkpughe 19:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Ka anyị ṅụrịa ọṅụ, nwee ezigbo obi ụtọ ma too Chineke, n’ihi na oge Nwa Atụrụ ahụ ga-eji alụ nwaanyị eruola, nwunye ya ejikerekwala.
-