Ọrụ Ndịozi 16:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Otu nwaanyị aha ya bụ Lidia nọkwa na-ege ntị. Nwaanyị a na-ere ákwà na-acha pọpụl.* Ọ bụ onye Tayataịra,+ ọ na-atụkwa egwu Chineke. Jehova* wee meghee obi ya, ya anabata ihe Pọl na-ekwu.
14 Otu nwaanyị aha ya bụ Lidia nọkwa na-ege ntị. Nwaanyị a na-ere ákwà na-acha pọpụl.* Ọ bụ onye Tayataịra,+ ọ na-atụkwa egwu Chineke. Jehova* wee meghee obi ya, ya anabata ihe Pọl na-ekwu.