Mkpughe 12:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Nwaanyị ahụ wee mụọ nwa nwoke,+ onye ga-eji mkpanaka ígwè taa mba niile ahụhụ.*+ E kukwaara nwa ya ozugbo kugara Chineke n’ocheeze ya. Mkpughe 19:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ogologo mma agha dị nkọ sikwa n’ọnụ ya pụta.+ Ọ ga-eji ya gbuo mba niile. Ọ ga-ejikwa mkpanaka ígwè taa ha ahụhụ.*+ Ọ na-azọchakwa mkpụrụ dị n’ebe a na-azọchapụta mmanya nke nọchiri anya iwe dị ọkụ nke Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+
5 Nwaanyị ahụ wee mụọ nwa nwoke,+ onye ga-eji mkpanaka ígwè taa mba niile ahụhụ.*+ E kukwaara nwa ya ozugbo kugara Chineke n’ocheeze ya.
15 Ogologo mma agha dị nkọ sikwa n’ọnụ ya pụta.+ Ọ ga-eji ya gbuo mba niile. Ọ ga-ejikwa mkpanaka ígwè taa ha ahụhụ.*+ Ọ na-azọchakwa mkpụrụ dị n’ebe a na-azọchapụta mmanya nke nọchiri anya iwe dị ọkụ nke Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+