Abụ Ọma 89:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 M ga-eme ka ọ bụrụ ọkpara,+Ka ọ bụrụ onye kacha ná ndị eze niile e nwere n’ụwa.+ 1 Timoti 6:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọ bụ onye obi ụtọ, naanị ya bụkwa Eze Ukwu. Ọ ga-egosi ebube ya n’oge a kara aka. Ọ bụ Eze ndị eze na Onyenwe ndị nna ukwu niile.+ Mkpughe 19:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 O nwere aha e dere n’uwe elu ya, n’ebe apata ụkwụ ya. Aha ahụ bụ Eze ndị eze na Onyenwenụ kacha ndị nwenụ niile.+
15 Ọ bụ onye obi ụtọ, naanị ya bụkwa Eze Ukwu. Ọ ga-egosi ebube ya n’oge a kara aka. Ọ bụ Eze ndị eze na Onyenwe ndị nna ukwu niile.+
16 O nwere aha e dere n’uwe elu ya, n’ebe apata ụkwụ ya. Aha ahụ bụ Eze ndị eze na Onyenwenụ kacha ndị nwenụ niile.+