Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 21
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

      • Jehoram malitere ịchị Juda (1-11)

      • Ịlaịja detaara Jehoram akwụkwọ ozi (12-15)

      • Jehoram nwụrụ ọnwụ ihere (16-20)

2 Ihe E Mere 21:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 22:50

2 Ihe E Mere 21:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 11:5, 23
  • +2Ez 8:16

2 Ihe E Mere 21:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 9:5, 6

2 Ihe E Mere 21:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 8:17-19

2 Ihe E Mere 21:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 14:7, 9; Ho 4:1
  • +2Ih 22:2; Neh 13:26

2 Ihe E Mere 21:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “na ọkụ ya na ụmụ ya ga na-enwu mgbe niile.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 23:5; Ọm 89:20, 28; Jer 33:20, 21
  • +2Sa 7:12, 16; 1Ez 11:36; Ọm 132:11

2 Ihe E Mere 21:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 27:40
  • +1Ez 22:47; 2Ez 8:20-22

2 Ihe E Mere 21:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 21:13; 2Ez 19:8
  • +2Ih 15:2; Jer 2:13

2 Ihe E Mere 21:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 12:2

2 Ihe E Mere 21:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 2:1, 11
  • +2Ih 17:3
  • +1Ez 15:11; 2Ih 14:2, 5

2 Ihe E Mere 21:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 16:25, 33
  • +Ọp 34:15; Jer 3:8
  • +2Ez 9:22
  • +2Ih 21:4

2 Ihe E Mere 21:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 11:14; 2Ih 33:11; Aịz 10:5
  • +Jos 13:1, 2; 2Sa 8:1
  • +2Ih 17:11

2 Ihe E Mere 21:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’obí.”

  • *

    A na-akpọkwa ya Ehazaya.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 14:25, 26
  • +2Ih 22:1

2 Ihe E Mere 21:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 12:21-23

2 Ihe E Mere 21:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 16:13, 14; Jer 34:4, 5

2 Ihe E Mere 21:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 2:10
  • +2Ih 24:24, 25; 28:27

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/1998, p. 32

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Ihe 21:11Ez 22:50
2 Ihe 21:32Ih 11:5, 23
2 Ihe 21:32Ez 8:16
2 Ihe 21:4Ikp 9:5, 6
2 Ihe 21:52Ez 8:17-19
2 Ihe 21:61Ez 14:7, 9; Ho 4:1
2 Ihe 21:62Ih 22:2; Neh 13:26
2 Ihe 21:72Sa 23:5; Ọm 89:20, 28; Jer 33:20, 21
2 Ihe 21:72Sa 7:12, 16; 1Ez 11:36; Ọm 132:11
2 Ihe 21:8Je 27:40
2 Ihe 21:81Ez 22:47; 2Ez 8:20-22
2 Ihe 21:10Jos 21:13; 2Ez 19:8
2 Ihe 21:102Ih 15:2; Jer 2:13
2 Ihe 21:11Di 12:2
2 Ihe 21:122Ez 2:1, 11
2 Ihe 21:122Ih 17:3
2 Ihe 21:121Ez 15:11; 2Ih 14:2, 5
2 Ihe 21:131Ez 16:25, 33
2 Ihe 21:13Ọp 34:15; Jer 3:8
2 Ihe 21:132Ez 9:22
2 Ihe 21:132Ih 21:4
2 Ihe 21:161Ez 11:14; 2Ih 33:11; Aịz 10:5
2 Ihe 21:16Jos 13:1, 2; 2Sa 8:1
2 Ihe 21:162Ih 17:11
2 Ihe 21:171Ez 14:25, 26
2 Ihe 21:172Ih 22:1
2 Ihe 21:18Ọrụ 12:21-23
2 Ihe 21:192Ih 16:13, 14; Jer 34:4, 5
2 Ihe 21:201Ez 2:10
2 Ihe 21:202Ih 24:24, 25; 28:27
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ihe E Mere 21:1-20

Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

21 Jehoshafat mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ, e lie ya ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid. Jehoram nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.+ 2 O nwekwara ụmụnne ndị nwoke, ndị Jehoshafat mụrụ. Ha bụ Azaraya, Jehayel, Zekaraya, Azaraya, Maịkel, na Shefataya. Ha niile bụ ụmụ Jehoshafat eze Izrel. 3 Nna ha nyere ha ọtụtụ onyinye. O nyere ha ọlaọcha, ọlaedo, ihe ndị bara ezigbo uru, na obodo dị iche iche a rụsiri ike dị na Juda.+ Ma o nyere Jehoram alaeze ya,+ n’ihi na ọ bụ ya bụ ọkpara.

4 Mgbe Jehoram chịwara alaeze nna ya nyere ya, o ji mma agha gbuo ụmụnne ya niile+ iji mee ka ọchịchị ya sie ike. O gbukwara ụfọdụ n’ime ndị isi ndị Izrel. 5 Jehoram dị afọ iri atọ na abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịkwara afọ asatọ na Jeruselem.+ 6 Ọ nọ na-akpa àgwà ka ndị eze Izrel,+ otú ndị ezinụlọ Ehab kpara, n’ihi na ọ lụrụ nwa Ehab.+ Ọ nọkwa na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova. 7 Ma Jehova achọghị ịla ezinụlọ Devid n’iyi, n’ihi na ya na Devid gbara ndụ,+ ya ekwe ya nkwa na a ga-enwe onye si n’ezinụlọ ya ga na-achị.*+

8 Ọ bụ n’oge Jehoram na-achị ka ndị Ịdọm nupụụrụ ndị Juda isi,+ nwee eze nke ha.+ 9 Jehoram na ndị isi agha ya wee jiri ụgbọ ịnyịnya ya niile gaa ebe ahụ. O bilikwara n’abalị lụso ndị Ịdọm gbara ya na ndị isi na-agba ụgbọ ịnyịnya ya gburugburu agha, meriekwa ha. 10 Ma ndị Ịdọm ka na-enupụrụ ndị Juda isi ruo taa. N’oge ahụ, ndị Libna+ nupụkwaara Jehoram isi, n’ihi na ọ hapụrụ Jehova bụ́ Chineke nna nna ya.+ 11 Ọ rụkwara ebe ndị dị elu+ n’ugwu ndị dị na Juda, iji mee ka ndị bi na Jeruselem kpawa àgwà ka ndị akwụna, hapụ Chineke. O duhiekwara ndị Juda.

12 Ka oge na-aga, Ịlaịja onye amụma detaara ya akwụkwọ ozi.+ Ihe o dere n’akwụkwọ ozi ahụ bụ: “Jehova bụ́ Chineke Devid nna nna gị sịrị, ‘Ị naghị akpa àgwà ka Jehoshafat nna gị+ ma ọ bụ ka Esa+ eze Juda. 13 Kama, ị na-akpa àgwà ka ndị eze Izrel,+ nke mere ka ndị Juda na ndị bi na Jeruselem kpawa àgwà ka ndị akwụna, hapụ Chineke,+ otú ndị ezinụlọ Ehab+ si kpaa àgwà ka ndị akwụna. I gbudịrị ụmụnne gị,+ ndị ezinụlọ nna gị, ndị ka gịnwa mma. 14 N’ihi ya, Jehova ga-ebibi ndị gị, ụmụ gị, ndị nwunye gị, na ihe niile i nwere. 15 Ị ga-arịakwa ọtụtụ ọrịa. Otu n’ime ha ga-abụ ọrịa afọ. Ị ga-arịagide ya ruo mgbe eriri afọ gị ga na-awụpụta kwa ụbọchị.’”

16 Jehova mekwara+ ka ndị Filistia+ na ndị Arab+ ndị bi ndị Etiopia nso ghọọ ndị iro Jehoram. 17 Ha wee bịa lụso ndị Juda agha, kwakọrọ akụ̀ niile dị n’ụlọ* eze,+ dọrọkwa ụmụ ya ndị nwoke na ndị nwunye ya n’agha. Naanị nwa nwoke ha hapụụrụ eze bụ Jehoahaz,*+ bụ́ ọdụdụ nwa ya. 18 Mgbe ihe a niile mechara, Jehova mere ka Jehoram rịawa ọrịa afọ na-enweghị ngwọta.+ 19 Ka oge na-aga, mgbe afọ abụọ zuru ezu gwụchara, ọrịa ahụ mere ka eriri afọ ya wụpụta. Ọ nwụkwara mgbe ọrịa ahụ kara njọ. Ndị ya amụnyeghịkwa ihe na-esi ísì ọma ọkụ iji kwanyere ya ùgwù otú e meere nna nna ya hà.+ 20 Ọ dị afọ iri atọ na abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịkwara afọ asatọ na Jeruselem. O nweghịkwa onye o wutere mgbe ọ nwụrụ. Ha likwara ya n’Obodo Devid,+ ma, e lighị ya ebe a na-eli ndị eze.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya