Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 2
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

      • Solomọn kwadebere maka ịrụ ụlọ nsọ (1-18)

2 Ihe E Mere 2:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 12:11; 1Ih 22:10
  • +1Ez 7:1

2 Ihe E Mere 2:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ka ha na-ebu ibu dị arọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 5:15
  • +1Ez 5:16; 9:22; 2Ih 2:17, 18

2 Ihe E Mere 2:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “obí eze.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 5:1
  • +2Sa 5:11

2 Ihe E Mere 2:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 30:7
  • +Ọp 25:30
  • +Ọg 28:4
  • +Ọg 28:9
  • +Ọg 28:11
  • +Di 16:16

2 Ihe E Mere 2:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 4

2 Ihe E Mere 2:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 8:27; Aịz 66:1; Ọrụ 17:24

2 Ihe E Mere 2:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ọbara ọbara.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 7:13, 14
  • +1Ih 22:15

2 Ihe E Mere 2:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 5:6, 8; 2Ih 3:5
  • +1Ez 10:11
  • +1Ez 5:9
  • +1Ez 5:14

2 Ihe E Mere 2:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Kọọ bụ ihe e ji atụ̀ ihe. Otu kọọ bụ lita 220. Gụọ B14.

  • *

    Bat bụ ihe e ji atụ̀ ihe. Otu bat bụ lita 22 (galọn 5.81). Gụọ B14.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 5:11

2 Ihe E Mere 2:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 5:7
  • +2Ih 1:11, 12

2 Ihe E Mere 2:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 7:13, 14; 2Ih 4:11-16

2 Ihe E Mere 2:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 3:14
  • +Ọp 31:2-5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2005, p. 19

2 Ihe E Mere 2:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 2:10

2 Ihe E Mere 2:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 5:6, 8
  • +Jos 19:46, 48; Ezr 3:7
  • +1Ez 5:9

2 Ihe E Mere 2:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 8:7, 8
  • +1Ih 22:2

2 Ihe E Mere 2:18

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ka ha na-ebu ibu dị arọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 5:17, 18; 1Ih 22:15
  • +1Ez 5:15, 16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2005, p. 19

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Ihe 2:1Di 12:11; 1Ih 22:10
2 Ihe 2:11Ez 7:1
2 Ihe 2:21Ez 5:15
2 Ihe 2:21Ez 5:16; 9:22; 2Ih 2:17, 18
2 Ihe 2:31Ez 5:1
2 Ihe 2:32Sa 5:11
2 Ihe 2:4Ọp 30:7
2 Ihe 2:4Ọp 25:30
2 Ihe 2:4Ọg 28:4
2 Ihe 2:4Ọg 28:9
2 Ihe 2:4Ọg 28:11
2 Ihe 2:4Di 16:16
2 Ihe 2:61Ez 8:27; Aịz 66:1; Ọrụ 17:24
2 Ihe 2:71Ez 7:13, 14
2 Ihe 2:71Ih 22:15
2 Ihe 2:81Ez 5:6, 8; 2Ih 3:5
2 Ihe 2:81Ez 10:11
2 Ihe 2:81Ez 5:9
2 Ihe 2:81Ez 5:14
2 Ihe 2:101Ez 5:11
2 Ihe 2:121Ez 5:7
2 Ihe 2:122Ih 1:11, 12
2 Ihe 2:131Ez 7:13, 14; 2Ih 4:11-16
2 Ihe 2:142Ih 3:14
2 Ihe 2:14Ọp 31:2-5
2 Ihe 2:152Ih 2:10
2 Ihe 2:161Ez 5:6, 8
2 Ihe 2:16Jos 19:46, 48; Ezr 3:7
2 Ihe 2:161Ez 5:9
2 Ihe 2:172Ih 8:7, 8
2 Ihe 2:171Ih 22:2
2 Ihe 2:181Ez 5:17, 18; 1Ih 22:15
2 Ihe 2:181Ez 5:15, 16
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ihe E Mere 2:1-18

Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

2 Solomọn mechakwara kwuo ka e bido ịrụ ụlọ a ga-anọ na-eto aha Jehova+ nakwa obí eze yanwa ga-anọ na-achị.+ 2 Solomọn họpụtara puku mmadụ iri asaa (70,000) ka ha na-arụ ọrụ ndị nkịtị na-arụ,* họpụtakwa puku mmadụ iri asatọ (80,000) ka ha na-awa nkume n’ugwu.+ Ọ họpụtakwara puku mmadụ atọ na narị isii (3,600) ka ha na-elekọta ha.+ 3 Solomọn zikwara Haịram+ eze Taya ozi, sị: “Butere m osisi sida otú ahụ i buteere Devid nna m nke o ji rụọ ụlọ* o bi.+ 4 M chọrọ ịrụ ụlọ a ga-anọ na-eto aha Jehova bụ́ Chineke m. M ga-edoro ya ụlọ ahụ nsọ, na-anọkwa na ya amụnyere ya insens na-esi ísì ọma.+ Achịcha a na-enye Chineke+ ga na-adịkwa ebe ahụ mgbe niile. M ga na-achụkwa àjà a na-esu ọkụ n’ụtụtụ, ná mgbede,+ n’Ụbọchị Izu Ike,+ n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ,+ nakwa n’oge ememme dị iche iche+ a na-emere Jehova Chineke anyị. Ihe a ka ndị Izrel ga na-eme. 5 Ụlọ m na-aga ịrụ ga-ebu ezigbo ibu, n’ihi na Chineke anyị karịrị chi ọ bụla ọzọ. 6 O nweghị onye ga-arụli ụlọ ọ ga-ebi n’ihi na eluigwe, ya bụ, eluigwe niile, enweghị ike ịba ya.+ Ònyezi ka m bụ ịrụrụ ya ụlọ? Naanị ihe m ga-emeli bụ ịrụ ụlọ a ga-anọ na-achụrụ ya àjà a na-esu ọkụ. 7 Ugbu a, zitere m onye omenkà bụ́ aka ochie n’iji ọlaedo, ọlaọcha, ọla kọpa,+ na ígwè akpụ ihe. Ọ ga-amakwa otú e si akpa ajị anụ na-acha pọpụl, na eri na-acha uhie uhie* nakwa nke na-acha anụnụ anụnụ. Onye ahụ na ndị omenkà Devid nna m kpọtaara m+ ga-anọ na Juda nakwa na Jeruselem na-arụ ọrụ. 8 Si na Lebanọn butere m osisi sida, osisi junipa+ nakwa osisi algọm,+ n’ihi na ama m na igbutu osisi ndị dị na Lebanọn+ doro ndị na-ejere gị ozi anya. Ndị na-ejere m ozi ga-eso ndị na-ejere gị ozi rụọ ọrụ+ 9 ka ha gbutere m ọtụtụ osisi, n’ihi na ụlọ m na-aga ịrụ ga-ebu nnukwu ibu. 10 M ga-ebunye ndị na-ejere gị ozi na-egbutu osisi ndị ahụ nri.+ M ga-enye ha ọka wit dị puku kọọ* iri abụọ (20,000), ọka bali dị puku kọọ iri abụọ (20,000), mmanya dị puku bat* iri abụọ (20,000) nakwa mmanụ dị puku bat iri abụọ (20,000).”

11 Haịram eze Taya wee zigara Solomọn akwụkwọ ozi, sị: “Jehova hụrụ ndị ya n’anya, ọ bụ ya mere o ji mee gị eze ha.” 12 Haịram kwukwara, sị: “Ka e too Jehova bụ́ Chineke Izrel, onye kere eluigwe na ụwa, n’ihi na o nyere Eze Devid nwa ma ihe,+ nke dị akọ, na-aghọtakwa ihe.+ Nwa ya a ga-arụrụ Jehova ụlọ, rụọkwara onwe ya obí eze. 13 M ga-ezitere gị Haịram-ebaị,+ nwoke nwere nkà, na-aghọtakwa ihe nke ọma. 14 Ọ bụ nwa otu nwaanyị si n’ebo Dan. Ma nna ya bụ onye Taya. Ọ bụ aka ochie n’iji ọlaedo, ọlaọcha, ọla kọpa, ígwè, na nkume akpụ ihe. Ọ makwa otú e si eji osisi arụ ọrụ nakwa otú e si akpa ajị anụ na-acha pọpụl, eri na-acha anụnụ anụnụ, ákwà ọma, na ákwà na-acha uhie uhie.+ Ọ makwa otú e si akpụ ụdị ihe ọ bụla a na-akpụ akpụ nakwa otú e si arụpụta ụdị ihe ọ bụla e nyere ya rụọ.+ Ya na ndị omenkà gị nakwa ndị omenkà onyenwe m Devid bụ́ nna gị ga na-arụkọ ọrụ. 15 Ugbu a, ka gịnwa bụ́ onyenwe m butere ndị na-ejere gị ozi ọka wit, ọka bali, mmanụ na mmanya i kwere ná nkwa.+ 16 Anyịnwa ga-esi Lebanọn+ gbutere gị osisi, ole ọ bụla ị chọrọ. Anyị ga-eke ha n’ùkwù n’ùkwù si n’oké osimiri butere gị ha Jọpa,+ gị agazie ebe ahụ buru ha buga Jeruselem.”+

17 Solomọn wee gụọ ụmụ nwoke niile bụ́ ndị mbịarambịa bi n’Izrel ọnụ,+ otú ahụ Devid nna ya gụrụ ndị mmadụ ọnụ.+ Ọ gụtara otu narị puku mmadụ na puku iri ise na atọ na narị mmadụ isii (153,600). 18 Ọ gwaziri puku mmadụ iri asaa (70,000) n’ime ha ka ha na-arụ ọrụ ndị nkịtị na-arụ,* gwa puku iri asatọ (80,000) ka ha na-awa nkume+ n’ugwu, gwakwa puku mmadụ atọ na narị isii (3,600) ka ha na-elekọta ndị ọrụ, hụkwa na ha na-arụ ọrụ ha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya