Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 22
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Eze nke Mbụ

      • Jehoshafat na Ehab jikọrọ aka na-eme ihe (1-12)

      • Mịkaya buru amụma na a ga-emeri Ehab n’agha (13-28)

        • Otu mmụọ ozi ga-eme ka ndị amụma ghaara Ehab ụgha, rafuo ya (21, 22)

      • E gburu Ehab na Remọt-gilied (29-40)

      • Otú ihe dị mgbe Jehoshafat na-achị Juda (41-50)

      • Ehazaya malitere ịchị Izrel (51-53)

1 Ndị Eze 22:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 15:24
  • +2Ih 18:2, 3

1 Ndị Eze 22:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 20:8, 9; 1Ez 4:7, 13

1 Ndị Eze 22:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 3:7; 2Ih 19:2

1 Ndị Eze 22:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 27:21
  • +2Ih 18:4, 5

1 Ndị Eze 22:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 3:11; 2Ih 18:6, 7

1 Ndị Eze 22:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 18:4
  • +1Ez 21:20; 2Ih 36:16
  • +Aịz 30:9, 10; Jer 38:4

1 Ndị Eze 22:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 18:8-11

1 Ndị Eze 22:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ezi 13:2, 3

1 Ndị Eze 22:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 18:12-16

1 Ndị Eze 22:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 28:15, 25

1 Ndị Eze 22:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 18:17

1 Ndị Eze 22:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 6:1; Ezi 1:26
  • +2Ih 18:18-22; Job 1:6; Da 7:9, 10; Mt 18:10; Mkp 5:11

1 Ndị Eze 22:21

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Otu mmụọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 104:4; Hib 1:7, 14

1 Ndị Eze 22:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 22:6

1 Ndị Eze 22:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ezi 14:9
  • +1Ez 20:42

1 Ndị Eze 22:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 18:23-27

1 Ndị Eze 22:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 11:32, 36

1 Ndị Eze 22:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 16:28, 29

1 Ndị Eze 22:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 18:28-32

1 Ndị Eze 22:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 35:22

1 Ndị Eze 22:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 20:1

1 Ndị Eze 22:34

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 18:33, 34

1 Ndị Eze 22:35

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 20:42

1 Ndị Eze 22:36

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 22:17

1 Ndị Eze 22:37

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ṅomie Okwukwe Ha, isiokwu 1

1 Ndị Eze 22:38

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “ọ bụkwa n’ebe ndị akwụna na-asa ahụ́ ka nkịta rachara ọbara Ehab.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 21:18, 19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ṅomie Okwukwe Ha, isiokwu 1

    Ụlọ Nche,

    2/1/2014, p. 15

1 Ndị Eze 22:39

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “obí.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 10:22; Ezi 27:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/1/1990, p. 16-17

1 Ndị Eze 22:40

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 16:28
  • +2Ez 1:2; 2Ih 20:35

1 Ndị Eze 22:41

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 3:10; 2Ih 17:1; 20:31; Mt 1:8

1 Ndị Eze 22:43

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 15:11; 2Ih 14:11; 15:8
  • +2Ih 17:3
  • +Di 12:14; 1Ez 14:23; 15:14

1 Ndị Eze 22:44

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 18:1; 19:2

1 Ndị Eze 22:46

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ndị na-agba akwụna n’ụlọ arụsị.” O nwere ike ịbụ na ịgba akwụna a bụ ụdị nke e ji efe chi dị iche iche.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 23:17, 18; 1Ez 14:24
  • +1Ez 15:11, 12

1 Ndị Eze 22:47

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 36:1, 9
  • +2Sa 8:14; 2Ez 8:20-22; Ọm 108:9

1 Ndị Eze 22:48

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 10:22
  • +1Ez 9:26; 2Ih 20:35-37

1 Ndị Eze 22:50

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 2:10
  • +2Ez 8:16; 2Ih 21:1, 5

1 Ndị Eze 22:51

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 1:2

1 Ndị Eze 22:52

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 21:25
  • +1Ez 16:30
  • +1Ez 12:28-30; 13:33

1 Ndị Eze 22:53

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 16:31, 32; 2Ez 1:2
  • +Ọp 20:3; 34:14

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Eze 22:21Ez 15:24
1 Eze 22:22Ih 18:2, 3
1 Eze 22:3Jos 20:8, 9; 1Ez 4:7, 13
1 Eze 22:42Ez 3:7; 2Ih 19:2
1 Eze 22:5Ọg 27:21
1 Eze 22:52Ih 18:4, 5
1 Eze 22:72Ez 3:11; 2Ih 18:6, 7
1 Eze 22:81Ez 18:4
1 Eze 22:81Ez 21:20; 2Ih 36:16
1 Eze 22:8Aịz 30:9, 10; Jer 38:4
1 Eze 22:92Ih 18:8-11
1 Eze 22:10Ezi 13:2, 3
1 Eze 22:132Ih 18:12-16
1 Eze 22:17Di 28:15, 25
1 Eze 22:182Ih 18:17
1 Eze 22:19Aịz 6:1; Ezi 1:26
1 Eze 22:192Ih 18:18-22; Job 1:6; Da 7:9, 10; Mt 18:10; Mkp 5:11
1 Eze 22:21Ọm 104:4; Hib 1:7, 14
1 Eze 22:221Ez 22:6
1 Eze 22:23Ezi 14:9
1 Eze 22:231Ez 20:42
1 Eze 22:242Ih 18:23-27
1 Eze 22:27Hib 11:32, 36
1 Eze 22:28Ọg 16:28, 29
1 Eze 22:292Ih 18:28-32
1 Eze 22:302Ih 35:22
1 Eze 22:311Ez 20:1
1 Eze 22:342Ih 18:33, 34
1 Eze 22:351Ez 20:42
1 Eze 22:361Ez 22:17
1 Eze 22:381Ez 21:18, 19
1 Eze 22:391Ez 10:22; Ezi 27:15
1 Eze 22:401Ez 16:28
1 Eze 22:402Ez 1:2; 2Ih 20:35
1 Eze 22:411Ih 3:10; 2Ih 17:1; 20:31; Mt 1:8
1 Eze 22:431Ez 15:11; 2Ih 14:11; 15:8
1 Eze 22:432Ih 17:3
1 Eze 22:43Di 12:14; 1Ez 14:23; 15:14
1 Eze 22:442Ih 18:1; 19:2
1 Eze 22:46Di 23:17, 18; 1Ez 14:24
1 Eze 22:461Ez 15:11, 12
1 Eze 22:47Je 36:1, 9
1 Eze 22:472Sa 8:14; 2Ez 8:20-22; Ọm 108:9
1 Eze 22:481Ez 10:22
1 Eze 22:481Ez 9:26; 2Ih 20:35-37
1 Eze 22:501Ez 2:10
1 Eze 22:502Ez 8:16; 2Ih 21:1, 5
1 Eze 22:512Ez 1:2
1 Eze 22:521Ez 21:25
1 Eze 22:521Ez 16:30
1 Eze 22:521Ez 12:28-30; 13:33
1 Eze 22:531Ez 16:31, 32; 2Ez 1:2
1 Eze 22:53Ọp 20:3; 34:14
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
  • 41
  • 42
  • 43
  • 44
  • 45
  • 46
  • 47
  • 48
  • 49
  • 50
  • 51
  • 52
  • 53
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
1 Ndị Eze 22:1-53

Ndị Eze nke Mbụ

22 Ndị Siria na ndị Izrel alụsoghị ibe ha agha ruo afọ atọ. 2 N’afọ nke atọ, Jehoshafat+ eze Juda gara na nke eze Izrel.+ 3 Eze Izrel wee gwa ndị na-ejere ya ozi, sị: “Unu manụ na ọ bụ anyị nwe Remọt-gilied.+ Ma, o nweghị ihe anyị na-eme iji napụta ya eze Siria.” 4 Ọ jụziri Jehoshafat, sị: “Ị̀ ga-eso m gaa agha na Remọt-gilied?” Jehoshafat asị eze Izrel: “Mụ na gị bụ otu. Ndị m na ndị gị bụ otu. Ịnyịnya m na ịnyịnya gị bụkwa otu.”+

5 Ma, Jehoshafat sịrị eze Izrel: “Biko, burugodị ụzọ jụta+ ihe Jehova chọrọ ka e mee.”+ 6 Eze Izrel wee kpọkọọ ihe dị ka narị ndị amụma anọ (400), jụọ ha, sị: “Ọ̀ bụ m gaa lụso Remọt-gilied agha, ka ọ̀ bụ mụ agala?” Ha asị ya: “Gawa, Jehova ga-enyefekwa ya n’aka eze.”

7 Ma Jehoshafat sịrị: “Ọ̀ bụ na e nweghị onye amụma Jehova ebe a? Ka anyị si n’aka ya jụọkwa Chineke ase.”+ 8 Eze Izrel asị Jehoshafat: “A ka nwere otu nwoke anyị ga-esi n’aka ya jụọ Jehova ase.+ Ma akpọrọ m ya asị,+ n’ihi na o nweghị mgbe ọ na-eburu m amụma ihe ọma. Naanị ihe ọ na-eburu m bụ amụma ihe ọjọọ.+ Ọ bụ Mịkaya nwa Imla.” Ma, Jehoshafat sịrị ya: “Eze, ekwula otú ahụ.”

9 Eze Izrel wee kpọọ otu onye na-eje ozi n’obí ya, sị ya: “Gaa ọsọ ọsọ kpọta Mịkaya nwa Imla.”+ 10 N’oge ahụ, eze Izrel na Jehoshafat eze Juda yicha uwe ndị eze, nọrọkwa n’ocheeze ha. Ha nọ n’ebe a na-azọcha ọka, nke dị n’ọnụ ụzọ ámá Sameria. Ndị amụma niile ahụ nọkwa n’ihu ha na-ebu amụma.+ 11 Zedekaya nwa Keneana chịkwa mpi ndị o ji ígwè rụọ bịakwute Ehab ma sị ya: “Jehova kwuru, sị, ‘Ị ga-eji mpi ndị a na-egbu ndị Siria ruo mgbe i gbuchara ha.’” 12 Ndị amụma niile ahụ nọkwa na-ebu otu ihe ahụ n’amụma, na-asị: “Gawa Remọt-gilied. Ị ga-emeri. Jehova ga-enyefe ya n’aka eze.”

13 Onye ahụ gara ịkpọ Mịkaya gwara ya, sị: “Ndị amụma niile na-agwa eze ihe dị mma. Biko, gwa ya ihe dị mma, ka ihe ị ga-agwa ya na nke hanwa gwara ya bụrụ otu.”+ 14 Ma Mịkaya sịrị: “Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, na-aṅụ iyi na ọ bụ ihe Jehova gwara m ka m ga-ekwu.” 15 Ọ bịakwuteziri eze, eze asị ya: “Mịkaya, ọ̀ bụ anyị gaa lụso Remọt-gilied agha, ka ọ̀ bụ anyị agala?” Mịkaya asị ya ozugbo ahụ: “Gaanụ, unu ga-emeri. Jehova ga-enyefekwa ya n’aka eze.” 16 Eze asị ya: “Ugboro ole ka m ga-eme ka ị ṅụọ iyi n’aha Jehova na ị gaghị agwa m ihe ọ bụla ma ọ́ bụghị naanị eziokwu?” 17 Ya asịzie ya: “M na-ahụ ka a chụsasịrị ndị Izrel niile n’ugwu,+ dị ka atụrụ na-enweghị onye na-azụ ha. Jehova asị: ‘O nweghị ndị nwe ndị a. Ka onye ọ bụla n’ime ha laghachi n’ụlọ ya n’udo.’”

18 Eze Izrel asịzie Jehoshafat: “Ọ̀ kwa m gwara gị agwa na ọ gaghị eburu m amụma ihe ọma, kama, naanị amụma ihe ọjọọ?”+

19 Mịkaya asị: “Nụrụnụ ihe Jehova chọrọ ka m gwa unu: M hụrụ ka Jehova nọ n’ocheeze ya+ nakwa ka ndị mmụọ ozi niile guzo n’aka nri ya nakwa n’aka ekpe ya.+ 20 Jehova asị, ‘Ònye ga-arafu Ehab, ka o wee gaa nwụọ na Remọt-gilied?’ Ha ebido na-ekwu ihe dị iche iche. Otu onye kwuo otu ihe, onye ọzọ ekwuo ihe ọzọ. 21 Otu mmụọ ozi*+ mechara bịa guzo n’ihu Jehova, sị, ‘M ga-arafu ya.’ Jehova asị ya, ‘Olee otú ị ga-esi arafu ya?’ 22 Ya asị, ‘M ga-aga mee ka ndị amụma ya niile ghaara ya ụgha.’+ Chineke asị ya, ‘Ị ga-arafu ya, ije gị ga-enwekwa isi. Gaa rafuo ya.’ 23 Ugbu a, Jehova emeela ka ndị amụma gị ndị a niile ghaara gị ụgha.+ Ma, nke bụ́ eziokwu bụ na Jehova ekpebiela na ihe ọjọọ ga-eme gị.”+

24 Zedekaya nwa Keneana wee bịaruo Mịkaya nso ma maa ya ụra, sị ya: “Olee nnọọ otú mmụọ Jehova si hapụ m gaa gwawa gị okwu?”+ 25 Mịkaya asị ya: “Ụbọchị ị ga-ama otú o si hapụ gị bụ ụbọchị ị ga-agbaba n’ime ime ụlọ gị zoo.” 26 Eze Izrel asị: “Kpọrọnụ Mịkaya kpọgara Emọn bụ́ onyeisi obodo nakwa Joash nwa eze. 27 Gwakwanụ ha, sị, ‘Eze kwuru, sị: “Tụbanụ onye a n’ụlọ mkpọrọ,+ na-enyekwanụ ya obere nri na obere mmiri ruo mgbe m lọtara n’udo.”’” 28 Ma Mịkaya sịrị: “Ị lọta n’udo, mara na Jehova agwaghị m okwu.”+ O kwukwara, sị: “Unu niile, burunụ ihe a m kwuru n’obi.”

29 Eze Izrel na Jehoshafat eze Juda wee gawa Remọt-gilied.+ 30 Eze Izrel wee sị Jehoshafat: “M ga-ejigharị ejiji banye n’ọgbọ agha, ma gịnwa ga-eyiri uwe eze nke gị.” Eze Izrel wee jigharịa ejiji+ banye n’ọgbọ agha. 31 Ma, eze Siria gwara ndị isi iri atọ na abụọ na-agba ụgbọ ịnyịnya ya,+ sị: “Unu alụsola onye ọ bụla ọgụ, ma onye ukwu ma onye nta, ma e wezụga eze Izrel.” 32 Ozugbo ndị isi ahụ na-agba ụgbọ ịnyịnya hụrụ Jehoshafat, ha kwuru n’obi ha, sị: “Ọ ga-abụrịrị ya bụ eze Izrel.” Ha wee tụgharịa ka ha lụso Jehoshafat agha, ya amalite iti mkpu ka e nyere ya aka. 33 Ozugbo ndị isi ahụ na-agba ụgbọ ịnyịnya hụrụ na ọ bụghị eze Izrel, ha kwụsịrị ịchụ ya.

34 Ma, e nwere otu nwoke gbara ụta n’ebughị onye ọ bụla n’obi, ma ọ gbatara ya eze Izrel n’ebe e jikọrọ uwe agha ya. Eze asị onye na-anya ụgbọ ịnyịnya ya: “Tụgharịa, bupụ m n’ọgbọ agha a, n’ihi na e merụọla m ezigbo ahụ́.”+ 35 Agha ahụ bịara sie ezigbo ike n’ụbọchị ahụ, nke na a kwụwara eze ọtọ n’ụgbọ ịnyịnya ahụ chee ya ihu n’ebe ndị Siria nọ. Ọbara nke si n’ebe e merụrụ ya ahụ́ na-agbapụta nọ na-awụsa n’ime ụgbọ ịnyịnya agha ahụ. Ma, ọ nwụrụ ná mgbede ụbọchị ahụ.+ 36 Ná mgbede ahụ, a malitere iti mkpu ebe niile ndị agha Izrel mara ụlọikwuu, sị: “Onye ọ bụla laa n’obodo ya! Onye ọ bụla laakwa n’ala ya!”+ 37 Otú ahụ ka eze si nwụọ. E butere ya na Sameria, liekwa ya ebe ahụ. 38 Mgbe ha sachara ụgbọ ịnyịnya agha ahụ n’akụkụ ọdọ mmiri Sameria, nkịta rachara ọbara Ehab otú Jehova kwuru.+ Ndị akwụna na-asakwa ahụ́ ebe ahụ.*

39 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Ehab, ihe niile o mere na ụlọ* o ji ọdụ́ rụọ+ nakwa obodo niile ọ rụsiri ike, n’akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge ndị eze Izrel. 40 Ehab nwụrụ otú nna nna ya hà nwụrụ.+ Ehazaya nwa ya+ anọchie ya, malite ịchị.

41 Jehoshafat+ nwa Esa malitere ịchị Juda n’afọ nke anọ n’ọchịchị Ehab eze Izrel. 42 Jehoshafat dị afọ iri atọ na ise mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri abụọ na ise na Jeruselem. Aha nne ya bụ Azuba nwa Shilhaị. 43 Jehoshafat nọkwa na-akpa àgwà ka Esa+ nna ya. Ọ hapụghị ịna-eme ka ya. O mekwara ihe ziri ezi n’anya Jehova.+ Ma, o bibighị ebe ndị dị elu. Ndị mmadụ ka nọ na-achụ àjà, na-esukwa àjà ọkụ n’ebe ndị dị elu.+ 44 Jehoshafat mere ka ya na eze Izrel dịrị n’ezigbo mma.+ 45 Ma e dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Jehoshafat, ike ọ kpara na otú o si lụọ agha, n’akwụkwọ e dere ihe ndị mere n’oge ndị eze Juda. 46 O bibikwara ụmụ nwoke niile bụ́ ndị akwụna*+ fọrọ n’obodo ahụ, ndị Esa nna ya na-egbughị n’oge ọ na-achị.+

47 N’oge ahụ, e nweghị eze n’Ịdọm,+ ọ bụ onye na-anọchite anya eze nọ na-achị.+

48 Jehoshafat rụrụ ụgbọ mmiri ndị ga na-aga Tashish* ka e jiri ha gaa Ofa bute ọlaedo.+ Ma, ụgbọ mmiri ndị ahụ erughị n’ihi na ha kpuru n’Iziọn-giba.+ 49 Ọ bụ mgbe ahụ ka Ehazaya nwa Ehab gwara Jehoshafat, sị: “Ka ndị na-ejere m ozi soro ndị na-ejere gị ozi jiri ụgbọ mmiri gaa.” Ma Jehoshafat ekweghị.

50 Jehoshafat mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ,+ e lie ya ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid bụ́ nna nna ya. Jehoram nwa ya+ nọchiri ya, malite ịchị.

51 Ehazaya+ nwa Ehab malitere ịchị Izrel n’afọ nke iri na asaa n’ọchịchị Jehoshafat eze Juda. Ọ chịkwara Izrel afọ abụọ. 52 Ọ nọ na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova, na-akpakwa àgwà ka nne ya+ na nna ya+ nakwa ka Jeroboam nwa Nibat, onye mere ka ndị Izrel mehie.+ 53 Ọ nọ na-efe Bel,+ na-akpọrọ ya isiala, na-akpasukwa Jehova bụ́ Chineke Izrel+ iwe otú nna ya mere.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya