Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 99
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Jehova bụ Eze dị nsọ

        • Ọ nọ n’ocheeze dị n’elu ndị cherob (1)

        • Chineke gbaghaara ndị ya, taakwa ha ahụhụ (8)

Abụ Ọma 99:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “n’etiti.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 93:1; Mkp 11:17
  • +Ọp 25:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 91

Abụ Ọma 99:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 83:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 91

Abụ Ọma 99:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 8:1; 148:13; Mkp 15:4

Abụ Ọma 99:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 36:6
  • +Di 10:17, 18; Jer 9:24

Abụ Ọma 99:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’ebe ọ gbakwasịrị ụkwụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:2
  • +1Ih 28:2; Ọm 132:7
  • +Le 19:2

Abụ Ọma 99:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 24:6; Ọg 14:19, 20
  • +1Sa 7:9
  • +Ọp 15:24, 25; 1Sa 15:10

Abụ Ọma 99:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 19:9
  • +Ọp 40:16; 1Sa 12:3

Abụ Ọma 99:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ị bọrọ ọbọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 9:19
  • +Maị 7:18
  • +Ọp 34:6, 7

Abụ Ọma 99:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Feekwanụ ya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:2
  • +Ọm 2:6
  • +1Sa 2:2; Aịz 6:3

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 99:1Ọm 93:1; Mkp 11:17
Ọma 99:1Ọp 25:22
Ọma 99:2Ọm 83:18
Ọma 99:3Ọm 8:1; 148:13; Mkp 15:4
Ọma 99:4Job 36:6
Ọma 99:4Di 10:17, 18; Jer 9:24
Ọma 99:5Ọp 15:2
Ọma 99:51Ih 28:2; Ọm 132:7
Ọma 99:5Le 19:2
Ọma 99:6Ọp 24:6; Ọg 14:19, 20
Ọma 99:61Sa 7:9
Ọma 99:6Ọp 15:24, 25; 1Sa 15:10
Ọma 99:7Ọp 19:9
Ọma 99:7Ọp 40:16; 1Sa 12:3
Ọma 99:8Di 9:19
Ọma 99:8Maị 7:18
Ọma 99:8Ọp 34:6, 7
Ọma 99:9Ọp 15:2
Ọma 99:9Ọm 2:6
Ọma 99:91Sa 2:2; Aịz 6:3
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 99:1-9

Abụ Ọma

99 Jehova abụrụla Eze.+ Ka ndị dị iche iche maa jijiji.

Ọ nọ n’ocheeze dị n’elu* ndị cherob.+ Ka ụwa maa jijiji.

 2 Jehova bụ onye ukwu na Zayọn,

Ọ kakwa ndị niile elu.+

 3 Ka ha too aha gị dị ebube+

N’ihi na e kwesịrị ịna-atụ egwu aha gị, aha gị dịkwa nsọ.

 4 Chineke bụ nnukwu eze nke ikpe ziri ezi na-amasị.+

I meela ka a mata ihe bụ́ ihe ziri ezi.

I meela ka a na-ekpe ikpe ziri ezi ma na-eme ezi omume+ na Jekọb.

 5 Toonụ Jehova Chineke+ anyị, kpọọkwanụ isiala n’ihu ya.*+

Ọ dị nsọ.+

 6 Mosis na Erọn so ná ndị nchụàjà ya,+

Samuel sokwa ná ndị na-akpọku aha ya.+

Ha kpọkuru Jehova,

Ọ zakwara ha.+

 7 O si n’ogidi ígwé ojii gwa ha okwu.+

Ha echefughị ihe ndị o chetaara ha, ha debekwara iwu ndị o nyere ha.+

 8 Jehova Chineke anyị, ị zara ha.+

Ị gbaghaara ha mmehie ha,+

Ma ị tara ha ahụhụ* maka mmehie ha.+

 9 Toonụ Jehova Chineke anyị,+

Kpọọkwanụ isiala* n’ugwu nsọ ya,+

N’ihi na Jehova Chineke anyị dị nsọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya