Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 74
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ekpere ọbụ abụ kpere ka Chineke cheta ndị ya

        • O chetara otú Chineke si zọpụta ndị ya (12-17)

        • “Cheta otú onye iro si na-akparị gị” (18)

Abụ Ọma 74:okwu mmeghe

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 25:1; 2Ih 35:15

Abụ Ọma 74:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ákw 5:20
  • +Di 29:19, 20; Ọm 100:3

Abụ Ọma 74:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “nzukọ gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 9:29
  • +Di 4:20; 32:9
  • +Ọm 48:2; 132:13

Abụ Ọma 74:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Da 9:17
  • +Ọm 79:1

Abụ Ọma 74:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’ụlọ nzukọ gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ákw 2:7

Abụ Ọma 74:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 6:18, 35

Abụ Ọma 74:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 25:9; Aịz 64:11

Abụ Ọma 74:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 13:2; 79:4
  • +Ezi 36:23

Abụ Ọma 74:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Wepụta aka gị n’ime uwe gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 44:23; Aịz 64:12; Ákw 2:3

Abụ Ọma 74:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:2; Aịz 33:22

Abụ Ọma 74:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 14:21; Neh 9:10, 11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2006, p. 11

Abụ Ọma 74:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Levayatan.” Gụọ Nkọwa Okwu.

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 7/2024, p. 9-10

    Ụlọ Nche,

    7/15/2006, p. 11

Abụ Ọma 74:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 48:21
  • +Jos 3:13

Abụ Ọma 74:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 1:3, 5; Ọm 136:7, 8

Abụ Ọma 74:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 17:26
  • +Je 8:22

Abụ Ọma 74:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 52:5

Abụ Ọma 74:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 12:5
  • +Ezr 3:11

Abụ Ọma 74:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 89:50, 51; Aịz 52:5

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 74:okwu mmeghe1Ih 25:1; 2Ih 35:15
Ọma 74:1Ákw 5:20
Ọma 74:1Di 29:19, 20; Ọm 100:3
Ọma 74:2Di 9:29
Ọma 74:2Di 4:20; 32:9
Ọma 74:2Ọm 48:2; 132:13
Ọma 74:3Da 9:17
Ọma 74:3Ọm 79:1
Ọma 74:4Ákw 2:7
Ọma 74:61Ez 6:18, 35
Ọma 74:72Ez 25:9; Aịz 64:11
Ọma 74:10Ọm 13:2; 79:4
Ọma 74:10Ezi 36:23
Ọma 74:11Ọm 44:23; Aịz 64:12; Ákw 2:3
Ọma 74:12Ọp 15:2; Aịz 33:22
Ọma 74:13Ọp 14:21; Neh 9:10, 11
Ọma 74:15Aịz 48:21
Ọma 74:15Jos 3:13
Ọma 74:16Je 1:3, 5; Ọm 136:7, 8
Ọma 74:17Ọrụ 17:26
Ọma 74:17Je 8:22
Ọma 74:18Aịz 52:5
Ọma 74:21Ọm 12:5
Ọma 74:21Ezr 3:11
Ọma 74:22Ọm 89:50, 51; Aịz 52:5
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 74:1-23

Abụ Ọma

Maskil.* Abụ Esaf.+

74 Chineke, gịnị mere i ji jụ anyị ruo mgbe ebighị ebi?+

Gịnị mere i ji na-ewesa ìgwè atụrụ gị ị na-enye nri iwe dị ọkụ?+

 2 Cheta ndị* ị họọrọ n’oge dị anya gara aga,+

Ebo ị gbapụtara ka ọ bụrụ ihe i ketara.+

Cheta Ugwu Zayọn bụ́ ebe i bi.+

 3 Gawa n’ebe ndị e bibiri kpamkpam.+

Onye iro ebibiela ihe niile dị n’ebe nsọ.+

 4 Ndị iro gị na-eti mkpu ọṅụ n’ebe a na-anọ efe gị.*+

Ha egwunyela ọkọlọtọ ha n’ebe ahụ iji gosi na ha emeriela.

 5 Ha dị ka ụmụ nwoke ndị ji anyụike na-egbutusị osisi ndị dị n’oké ọhịa.

 6 Ha ji anyụike na ígwè na-egbujisị ihe niile a tụrụ atụ́ dị na ya.+

 7 Ha gbara ebe nsọ gị ọkụ.+

Ha merụrụ ụlọikwuu a kpọkwasịrị aha gị ma kwatuo ya n’ala.

 8 Ha na ụmụ ha ekwuola n’obi ha, sị:

“A ga-agba ebe niile a na-anọ efe Chineke n’ala a ọkụ.”

 9 E nweghịzi ihe àmà anyị na-ahụ.

E nweghịzi onye amụma nọnụ,

E nweghịkwa onye ọ bụla n’ime anyị ma mgbe ihe a ga-emeru.

10 Chineke, biko, olee mgbe onye iro ga-akwụsị ịkparị gị?+

Onye iro ọ̀ ga na-ekwutọ aha gị ruo mgbe ebighị ebi?+

11 Gịnị mere i ji sere aka gị, ya bụ, aka nri gị?+

Wepụta aka gị* bibie ha.

12 Ma Chineke bụ Eze m kemgbe ogologo oge gara aga,

Onye na-azọpụta ndị ya n’ebe niile n’ụwa.+

13 Ị na-eji ike gị enugharị oké osimiri.+

Ị kụpịasịrị isi nnukwu anụ mmiri dị iche iche n’ime mmiri.

14 I gwepịara isi nnukwu anụ mmiri.*

I weere ya nye ndị mmadụ, bụ́ ndị bi n’ọzara, ka ha rie.

15 Ị waara mmiri na iyi ụzọ.+

I mere ka osimiri ndị na-asọ asọ kemgbe takọọ.+

16 Ọ bụ gị nwe ehihie na abalị.

Ọ bụ gị kere ìhè na anyanwụ.+

17 Ọ bụ gị kpaara ụwa ókè ya niile.+

Ọ bụ gị mere ka e nwee ọkọchị na udu mmiri.+

18 Jehova, biko, cheta otú onye iro si na-akparị gị,

Otú ndị nzuzu si na-ekwutọ aha gị.+

19 Enyefela nduru gị n’aka anụ ọhịa.

Echefula ndị gị na-ata ahụhụ ruo mgbe ebighị ebi.

20 Cheta ndụ anyị na gị gbara,

N’ihi na ndị tigbuo zọgbuo na-ezo n’ebe ọ bụla gbara ọchịchịrị n’ụwa chebiri ndị mmadụ.

21 Ka a ghara imenye onye a na-emegbu emegbu ihere.+

Ka ogbenye na onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya too aha gị.+

22 Chineke, biko, bilie kpechite ọnụ gị.

Cheta otú onye nzuzu si na-akparị gị mgbe niile.+

23 Echefula ihe ndị iro gị na-ekwu.

Mkpọtụ ndị na-enupụrụ gị isi na-eme na-ala elu mgbe niile.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya