Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 89
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Abụ a bụrụ banyere ịhụnanya Jehova

        • Ndụ Chineke na Devid gbara (3)

        • Nwa Devid ga-anọru mgbe ebighị ebi (4)

        • Onye Chineke tere mmanụ kpọrọ ya “Nna” (26)

        • A gaghị emebi ọgbụgba ndụ Chineke na Devid (34-37)

        • Mmadụ enweghị ike ịgbanahụ ọnwụ (48)

Abụ Ọma 89:okwu mmeghe

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 4:30, 31; 1Ih 2:6

Abụ Ọma 89:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Ịhụnanya gị pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 16:41; Aịz 54:10

Abụ Ọma 89:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 7:8; 1Ez 8:16; Lu 1:32, 33
  • +Ọm 132:11; Ezi 34:23; Ho 3:5; Jn 7:42

Abụ Ọma 89:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “mkpụrụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 17:11; Mkp 22:16
  • +2Sa 7:12, 13; Hib 1:8

Abụ Ọma 89:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 40:5; 71:19
  • +Job 38:7

Abụ Ọma 89:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Ọgbakọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 6:2, 3
  • +Da 7:9, 10

Abụ Ọma 89:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 2:2; Ọm 84:12
  • +Di 32:4

Abụ Ọma 89:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 31:35
  • +Ọm 65:7; 107:29

Abụ Ọma 89:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ogwe aka.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 30:7
  • +Ọp 14:26; 15:4
  • +Ọp 3:20; Di 4:34; Lu 1:51

Abụ Ọma 89:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 10:26
  • +1Ih 29:11; Ọm 50:12

Abụ Ọma 89:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 19:22, 23
  • +Di 3:8; Jos 12:1

Abụ Ọma 89:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 6:6
  • +Ọp 13:3
  • +Ọm 44:3

Abụ Ọma 89:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Ịhụnanya pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 32:4; Ọm 71:19; Mkp 15:3
  • +Ọp 34:6; Jer 9:24

Abụ Ọma 89:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ha na-eje ije n’ìhè si n’ihu gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 10:10; Ọm 98:6

Abụ Ọma 89:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “na-eme ka mpi anyị dị elu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 28:7
  • +1Sa 2:10

Abụ Ọma 89:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 2:6

Abụ Ọma 89:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 18:14
  • +2Sa 7:8

Abụ Ọma 89:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 13:22
  • +1Sa 16:12, 13; Ọrụ 10:38

Abụ Ọma 89:21

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ogwe aka.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 80:17; Aịz 42:1

Abụ Ọma 89:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 17:9

Abụ Ọma 89:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 3:1; 7:9
  • +Ọm 110:1

Abụ Ọma 89:24

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ga-ebuli mpi ya elu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 7:15; 1Ih 17:13; Ọrụ 13:34

Abụ Ọma 89:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 4:21; Ọm 72:8

Abụ Ọma 89:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 22:47; Ọm 18:2

Abụ Ọma 89:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 2:7; Hib 1:5
  • +1Ti 6:15; Mkp 1:5; 19:16

Abụ Ọma 89:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 13:34
  • +2Sa 23:5; Ọm 89:34

Abụ Ọma 89:29

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “mkpụrụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 9:7; Jer 33:17; Hib 1:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2006, p. 4

Abụ Ọma 89:30

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ihe m kpebiri.”

Abụ Ọma 89:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 7:14; 1Ez 11:14, 31

Abụ Ọma 89:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 7:15; 1Ez 11:32, 36

Abụ Ọma 89:34

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 33:20, 21
  • +Jes 1:17

Abụ Ọma 89:35

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 23:19; Ọm 132:11

Abụ Ọma 89:36

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Mkpụrụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 7:16, 17; Ọm 72:17; Aịz 11:1; Jer 23:5; Jn 12:34; Mkp 22:16
  • +Da 7:14; Lu 1:32, 33

Abụ Ọma 89:37

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2007, p. 32

    1/1/1993, p. 32

Abụ Ọma 89:38

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 28:9

Abụ Ọma 89:40

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ụlọ ya ndị e ji nkume rụọ.”

Abụ Ọma 89:41

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 28:37

Abụ Ọma 89:42

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “weliela aka nri ndị iro ya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 28:25

Abụ Ọma 89:46

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 13:1

Abụ Ọma 89:47

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 7:7; Ọm 39:5

Abụ Ọma 89:48

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi ya.”

  • *

    Na Hibru, “n’aka Shiol.” Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 30:23; Ọm 49:7, 9

Abụ Ọma 89:49

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 7:12-15; Ọm 132:11; Aịz 55:3

Abụ Ọma 89:52

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 41:13; 72:18

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 89:okwu mmeghe1Ez 4:30, 31; 1Ih 2:6
Ọma 89:21Ih 16:41; Aịz 54:10
Ọma 89:32Sa 7:8; 1Ez 8:16; Lu 1:32, 33
Ọma 89:3Ọm 132:11; Ezi 34:23; Ho 3:5; Jn 7:42
Ọma 89:41Ih 17:11; Mkp 22:16
Ọma 89:42Sa 7:12, 13; Hib 1:8
Ọma 89:6Ọm 40:5; 71:19
Ọma 89:6Job 38:7
Ọma 89:7Aịz 6:2, 3
Ọma 89:7Da 7:9, 10
Ọma 89:81Sa 2:2; Ọm 84:12
Ọma 89:8Di 32:4
Ọma 89:9Jer 31:35
Ọma 89:9Ọm 65:7; 107:29
Ọma 89:10Aịz 30:7
Ọma 89:10Ọp 14:26; 15:4
Ọma 89:10Ọp 3:20; Di 4:34; Lu 1:51
Ọma 89:111Kọ 10:26
Ọma 89:111Ih 29:11; Ọm 50:12
Ọma 89:12Jos 19:22, 23
Ọma 89:12Di 3:8; Jos 12:1
Ọma 89:13Ọp 6:6
Ọma 89:13Ọp 13:3
Ọma 89:13Ọm 44:3
Ọma 89:14Di 32:4; Ọm 71:19; Mkp 15:3
Ọma 89:14Ọp 34:6; Jer 9:24
Ọma 89:15Ọg 10:10; Ọm 98:6
Ọma 89:17Ọm 28:7
Ọma 89:171Sa 2:10
Ọma 89:18Ọm 2:6
Ọma 89:191Sa 18:14
Ọma 89:192Sa 7:8
Ọma 89:20Ọrụ 13:22
Ọma 89:201Sa 16:12, 13; Ọrụ 10:38
Ọma 89:21Ọm 80:17; Aịz 42:1
Ọma 89:221Ih 17:9
Ọma 89:232Sa 3:1; 7:9
Ọma 89:23Ọm 110:1
Ọma 89:242Sa 7:15; 1Ih 17:13; Ọrụ 13:34
Ọma 89:251Ez 4:21; Ọm 72:8
Ọma 89:262Sa 22:47; Ọm 18:2
Ọma 89:27Ọm 2:7; Hib 1:5
Ọma 89:271Ti 6:15; Mkp 1:5; 19:16
Ọma 89:28Ọrụ 13:34
Ọma 89:282Sa 23:5; Ọm 89:34
Ọma 89:29Aịz 9:7; Jer 33:17; Hib 1:8
Ọma 89:322Sa 7:14; 1Ez 11:14, 31
Ọma 89:332Sa 7:15; 1Ez 11:32, 36
Ọma 89:34Jer 33:20, 21
Ọma 89:34Jes 1:17
Ọma 89:35Ọg 23:19; Ọm 132:11
Ọma 89:362Sa 7:16, 17; Ọm 72:17; Aịz 11:1; Jer 23:5; Jn 12:34; Mkp 22:16
Ọma 89:36Da 7:14; Lu 1:32, 33
Ọma 89:381Ih 28:9
Ọma 89:41Di 28:37
Ọma 89:42Di 28:25
Ọma 89:46Ọm 13:1
Ọma 89:47Job 7:7; Ọm 39:5
Ọma 89:48Job 30:23; Ọm 49:7, 9
Ọma 89:492Sa 7:12-15; Ọm 132:11; Aịz 55:3
Ọma 89:52Ọm 41:13; 72:18
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
  • 41
  • 42
  • 43
  • 44
  • 45
  • 46
  • 47
  • 48
  • 49
  • 50
  • 51
  • 52
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 89:1-52

Abụ Ọma

Maskil.* Abụ Itan+ onye Zira.

89 M ga-abụ abụ banyere otú Jehova si egosi na ọ hụrụ ndị mmadụ n’anya ruo mgbe ebighị ebi.

M ga-eji ọnụ m kọsaara ọgbọ niile na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.

 2 N’ihi na m sịrị: “Ịhụnanya gị* ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.+

I meekwala ka o doo anya n’eluigwe na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.”

 3 Ị sịrị: “Mụ na onye m họọrọ agbaala ndụ.+

M ṅụọrọla ohu m Devid iyi,+ sị:

 4 ‘M ga-eme ka nwa* gị+ nọruo mgbe ebighị ebi,

M ga-emekwa ka ocheeze gị dịrị n’ọgbọ niile.’”+ (Sila)

 5 Jehova, eluigwe na-eto gị maka ọrụ ndị dị ịtụnanya ị na-arụ.

N’eziokwu, ha na-eto gị n’ọgbakọ ndị nsọ maka na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.

 6 N’ihi na ònye ka a ga-eji tụnyere Jehova n’eluigwe?+

N’ime ụmụ Chineke,+ è nwere onye dị ka Jehova?

 7 Ìgwè* ndị nsọ na-atụ egwu Chineke.+

Ọ dị ukwuu, ndị niile gbara ya gburugburu na-atụkwa egwu ya.+

 8 Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha,

Ònye dị ike ka gị, Jaa?+

Ị na-egosi n’ihe niile na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+

 9 Ị na-achị oké osimiri nke na-enugharị n’ike n’ike.+

Mgbe ebili mmiri ya na-amali elu, ị na-eme ka ọ dajụọ.+

10 I meriela Rehab+ ma gbuo ya.+

I jirila nnukwu ike* gị chụsasịa ndị iro gị.+

11 Ọ bụ gị nwe eluigwe, ụwa bụkwa nke gị.+

Ọ bụ gị kere ala na ihe niile juru na ya.+

12 Ọ bụ gị kere ebe ugwu na ebe ndịda.

Ugwu Tebọ+ na Ugwu Hemọn+ ji ọṅụ na-eto aha gị.

13 Ike gị dị ukwuu.+

Aka gị siri ike.+

Aka nri gị dị elu.+

14 I ji ezi omume na ikpe ziri ezi tọọ ntọala ocheeze gị.+

Ịhụnanya* na eziokwu dị n’ihu gị.+

15 Ndị na-eji ọṅụ eto gị na-enwe obi ụtọ.+

Jehova, ị na-emere ha amara.*

16 Ha na-aṅụrị ọṅụ n’ihi aha gị malite n’ụtụtụ ruo n’abalị,

Ezi omume gị na-emekwa ka e bulie ha elu.

17 N’ihi na ọ bụ gị bụ ebube ha na ike ha,+

Ọ bụkwa amara gị na-eme ka anyị sikwuo ike.*+

18 N’ihi na ọ bụ Jehova nwe ọta anyị.

Ọ bụ Onye Nsọ Izrel nwe eze anyị.+

19 N’oge ahụ, ị gwara ndị jisiri gị aka ike okwu n’ọhụụ, sị:

“Emeela m ka dike sie ike.+

Emeela m ka onye m si n’etiti ndị mmadụ họrọ dị elu.+

20 Ahọrọla m Devid ohu m.+

Ejirila m mmanụ m dị nsọ tee ya mmanụ.+

21 M ga-eji aka m kwado ya,+

M ga-ejikwa ike* m mee ka o sie ike.

22 E nweghị onye iro ọ bụla ga-ana ya ụtụ,

E nweghịkwa onye ajọ omume ga-emegbu ya.+

23 M ga-egweri ndị iro ya n’ihu ya,+

M ga-etigbukwa ndị kpọrọ ya asị.+

24 M ga-egosi ya na m bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi, gosikwa ya na m hụrụ ya n’anya,+

A ga-emekwa ka o nwekwuo ike* n’ihi aha m.

25 M ga-eme ka ọ chịwa oké osimiri,

Meekwa ka ọ chịwa osimiri dị iche iche.+

26 Ọ ga-agwa m, sị: ‘Ị bụ Nna m,

Chineke m, na Oké Nkume na-azọpụta m.’+

27 M ga-eme ka ọ bụrụ ọkpara,+

Ka ọ bụrụ onye kacha ná ndị eze niile e nwere n’ụwa.+

28 Agaghị m akwụsị ịhụ ya n’anya ruo mgbe ebighị ebi,+

E nweghịkwa ihe ga-emebi ọgbụgba ndụ mụ na ya.+

29 M ga-eme ka nwa* ya nọruo mgbe ebighị ebi,

Meekwa ka ocheeze ya dịruo mgbe ebighị ebi ka eluigwe.+

30 Ọ bụrụ na ụmụ ya ahapụ iwu m,

Ọ bụrụkwa na ha esoghị ndụmọdụ m,*

31 Ọ bụrụ na ha eleghara ntụziaka m anya,

Gharakwa idebe iwu m,

32 M ga-apịa ha ụtarị iji taa ha ahụhụ maka na ha nupụrụ isi,+

M ga-apịakwa ha ihe maka mmehie ha.

33 Ma e nweghị mgbe m ga-akwụsị ịhụ ya n’anya,+

Agaghịkwa m ahapụ imezu nkwa m kwere.

34 Agaghị m emebi ọgbụgba ndụ m+

Ma ọ bụ gbanwee ihe m ji ọnụ m kwuo.+

35 Ebe ọ bụ na m dị nsọ, e nwere otu ihe m ṅụrụ n’iyi.

Agaghị m aghara Devid ụgha.+

36 Nwa* ya ga-anọru mgbe ebighị ebi.+

Ocheeze ya ga-adị n’ihu m ruo mgbe ebighị ebi ka anyanwụ.+

37 A ga-eme ka ocheeze ya dịruo mgbe ebighị ebi

Otú ọnwa si apụta mgbe niile na mbara igwe ka onye akaebe a tụkwasịrị obi.” (Sila)

38 Ma, ị chụpụla onye i tere mmanụ, jụkwa ya.+

I wesala ya oké iwe.

39 E nweghịzi ihe i ji ndụ gị na ohu gị gbara kpọrọ.

I merụọla okpueze ya maka na ị tụrụ ya n’ala.

40 Ị kwatuola mgbidi ya niile e ji nkume rụọ.*

I bibisịala ebe niile ọ rụsiri ike.

41 Ndị niile na-agafe agafe akwakọrọla ihe ya.

Ndị agbata obi ya na-akparị ya.+

42 I meela ka ndị kpọrọ ya asị merie ya.*+

I meela ka ndị iro ya niile ṅụrịa ọṅụ.

43 I meela ka mma agha ya ghara ịba uru ọ bụla,

I meekwala ka ọ ghara imeri n’agha.

44 I meela ka a gharazie ịna-akwanyere ya ùgwù.

Ị kwatuola ocheeze ya.

45 I meela ka ọ kaa nká ngwa ngwa.

I meela ka ihere ju ya ihu. (Sila)

46 Jehova, olee mgbe ị ga-akwụsị izoro anyị onwe gị? Ị̀ ga na-ezo onwe gị ruo mgbe ebighị ebi?+

Ị̀ ka ga na-ewesa anyị iwe gị nke na-ere ka ọkụ?

47 Cheta na mmadụ anaghị adịte ndụ aka.+

Ọ̀ bụ n’efu ka i kere mmadụ niile?

48 È nwere mmadụ dị ndụ nke na-agaghị anwụ anwụ?+

Ọ̀ ga-azọpụtali onwe ya* ka ọ ghara ịbanye n’ili?* (Sila)

49 Jehova, olee ebe ọrụ ịhụnanya gị ndị ị rụrụ n’oge gara aga dị,

Nke ị ṅụụrụ Devid n’iyi maka na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi?+

50 Jehova, biko, cheta mkparị a na-akparị ndị ohu gị.

Cheta otú m si na-edi mkparị mmadụ niile na-akparị m.

51 Jehova, biko, cheta otú ndị iro gị si na-ekwutọ onye i tere mmanụ,

Otú ha si na-akatọ ihe ọ bụla o mere.

52 Ka e too Jehova ruo mgbe ebighị ebi. Amen na Amen.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya