Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 43
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Chineke bụ Onyeikpe na-anapụta ndị ya

        • “Zite ìhè gị na eziokwu gị” (3)

        • “Gịnị mere m ji daa mbà?” (5)

        • “M ga-echere Chineke” (5)

Abụ Ọma 43:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 26:1; 35:24
  • +Ọm 35:1; Ilu 22:22, 23

Abụ Ọma 43:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 28:7; 140:7
  • +Ọm 42:9

Abụ Ọma 43:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 40:11; Ilu 6:23
  • +Ọm 5:8; 27:11; 143:10
  • +1Ih 16:1; Ọm 78:68, 69

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/1993, p. 11-12

Abụ Ọma 43:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 84:3
  • +2Sa 6:5

Abụ Ọma 43:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 37:7
  • +Ọm 42:5, 11

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 43:1Ọm 26:1; 35:24
Ọma 43:1Ọm 35:1; Ilu 22:22, 23
Ọma 43:2Ọm 28:7; 140:7
Ọma 43:2Ọm 42:9
Ọma 43:3Ọm 40:11; Ilu 6:23
Ọma 43:3Ọm 5:8; 27:11; 143:10
Ọma 43:31Ih 16:1; Ọm 78:68, 69
Ọma 43:4Ọm 84:3
Ọma 43:42Sa 6:5
Ọma 43:5Ọm 37:7
Ọma 43:5Ọm 42:5, 11
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 43:1-5

Abụ Ọma

43 Chineke, biko, kpee m ikpe.+

Kpechite ọnụ m n’ikpe+ mụ na mba na-anaghị erubere gị isi nwere.

Napụta m n’aka onye aghụghọ nke na-eme ajọ omume.

 2 N’ihi na ị bụ Chineke m, bụrụkwa ebe m a rụsiri ike.+

Gịnị mere i ji jụ m?

Gịnị mere m ga-eji na-ejegharị na-eru uju n’ihi otú ndị iro m si na-emegbu m?”+

 3 Zite ìhè gị na eziokwu gị.+

Ka ha na-edu m.+

Ka ha duga m n’ugwu nsọ gị nakwa n’ụlọikwuu gị dị ebube.+

 4 Mgbe ahụ, m ga-abịa n’ebe ịchụàjà Chineke,+

Bịakwute Chineke, onye na-eme ka m na-enwe nnukwu aṅụrị.

Chineke, bụ́ Chineke m, m ga-eji ụbọ akwara too gị.+

 5 Gịnị mere m* ji daa mbà?

Gịnị mere na obi anaghị ezu m ike?

M ga-echere Chineke,+

N’ihi na m ka ga-eto ya ebe ọ bụ Onye Nzọpụta m kachanụ na Chineke m.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya