Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 2
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Diuterọnọmi

      • Ndị Izrel gagharịrị n’ala ịkpa afọ iri atọ na asatọ (1-23)

      • Ndị Izrel meriri Saịhọn Eze Heshbọn (24-37)

Diuterọnọmi 2:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 14:25

Diuterọnọmi 2:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 20:14; Di 23:7
  • +Je 27:39, 40; 36:8, 9
  • +Ọp 15:15; 23:27

Diuterọnọmi 2:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Unu akpasula ha iwe.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 32:8; Jos 24:4; Ọrụ 17:26

Diuterọnọmi 2:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 20:18, 19

Diuterọnọmi 2:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 29:5; Neh 9:21; Ọm 23:1; 34:9, 10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2022, p. 5-6

Diuterọnọmi 2:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 20:20, 21
  • +2Ih 8:17
  • +Ọg 21:13; Ikp 11:17, 18; 2Ih 20:10

Diuterọnọmi 2:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 19:36, 37

Diuterọnọmi 2:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 14:5

Diuterọnọmi 2:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 3:11; 1Ih 20:6
  • +Ọg 13:22, 33

Diuterọnọmi 2:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 14:6; 36:20
  • +Je 27:39, 40

Diuterọnọmi 2:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 21:12

Diuterọnọmi 2:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 14:33; 32:11; Di 1:35; Ọm 95:11; Hib 3:18; Jud 5

Diuterọnọmi 2:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “aka.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 10:1, 5

Diuterọnọmi 2:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 26:63, 64

Diuterọnọmi 2:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 19:36, 38; Di 2:9; Ikp 11:15; 2Ih 20:10; Ọrụ 17:26

Diuterọnọmi 2:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 15:18-20; Di 3:11

Diuterọnọmi 2:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 13:33; Di 9:1, 2

Diuterọnọmi 2:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 36:8
  • +Je 14:6; Di 2:12

Diuterọnọmi 2:23

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, Krit.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 10:19
  • +Je 10:13, 14

Diuterọnọmi 2:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 21:13
  • +Ọg 21:23

Diuterọnọmi 2:25

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “n’okpuru eluigwe.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:14; 23:27; Di 11:25; Jos 2:9, 10

Diuterọnọmi 2:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 13:15, 18; 21:8, 37
  • +Di 20:10

Diuterọnọmi 2:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 21:21, 22

Diuterọnọmi 2:30

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Chineke gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 9:18
  • +Ọg 21:25

Diuterọnọmi 2:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 32:33; Ọm 135:10-12

Diuterọnọmi 2:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 21:23, 24; Ikp 11:20

Diuterọnọmi 2:34

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 20:16, 17

Diuterọnọmi 2:36

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 3:12; 4:47, 48; Jos 13:8, 9
  • +Ọm 44:3

Diuterọnọmi 2:37

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 3:16; Ikp 11:15
  • +Ọg 21:23, 24

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Diut. 2:1Ọg 14:25
Diut. 2:4Ọg 20:14; Di 23:7
Diut. 2:4Je 27:39, 40; 36:8, 9
Diut. 2:4Ọp 15:15; 23:27
Diut. 2:5Di 32:8; Jos 24:4; Ọrụ 17:26
Diut. 2:6Ọg 20:18, 19
Diut. 2:7Di 29:5; Neh 9:21; Ọm 23:1; 34:9, 10
Diut. 2:8Ọg 20:20, 21
Diut. 2:82Ih 8:17
Diut. 2:8Ọg 21:13; Ikp 11:17, 18; 2Ih 20:10
Diut. 2:9Je 19:36, 37
Diut. 2:10Je 14:5
Diut. 2:11Di 3:11; 1Ih 20:6
Diut. 2:11Ọg 13:22, 33
Diut. 2:12Je 14:6; 36:20
Diut. 2:12Je 27:39, 40
Diut. 2:13Ọg 21:12
Diut. 2:14Ọg 14:33; 32:11; Di 1:35; Ọm 95:11; Hib 3:18; Jud 5
Diut. 2:151Kọ 10:1, 5
Diut. 2:16Ọg 26:63, 64
Diut. 2:19Je 19:36, 38; Di 2:9; Ikp 11:15; 2Ih 20:10; Ọrụ 17:26
Diut. 2:20Je 15:18-20; Di 3:11
Diut. 2:21Ọg 13:33; Di 9:1, 2
Diut. 2:22Je 36:8
Diut. 2:22Je 14:6; Di 2:12
Diut. 2:23Je 10:19
Diut. 2:23Je 10:13, 14
Diut. 2:24Ọg 21:13
Diut. 2:24Ọg 21:23
Diut. 2:25Ọp 15:14; 23:27; Di 11:25; Jos 2:9, 10
Diut. 2:26Jos 13:15, 18; 21:8, 37
Diut. 2:26Di 20:10
Diut. 2:27Ọg 21:21, 22
Diut. 2:30Ro 9:18
Diut. 2:30Ọg 21:25
Diut. 2:31Ọg 32:33; Ọm 135:10-12
Diut. 2:32Ọg 21:23, 24; Ikp 11:20
Diut. 2:34Di 20:16, 17
Diut. 2:36Di 3:12; 4:47, 48; Jos 13:8, 9
Diut. 2:36Ọm 44:3
Diut. 2:37Di 3:16; Ikp 11:15
Diut. 2:37Ọg 21:23, 24
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Diuterọnọmi 2:1-37

Diuterọnọmi

2 “Anyị wee tụgharịa si n’ụzọ gara Oké Osimiri Uhie gawa n’ala ịkpa, otú Jehova gwara m.+ Anyị nọ na-agagharị n’Ugwu Sia ruo ọtụtụ ụbọchị. 2 N’ikpeazụ, Jehova gwara m, sị, 3 ‘O teela unu gagharịwara n’ugwu a. Tụgharịanụ gawa n’ebe ugwu. 4 Nyekwa ndị Izrel iwu, sị: “Unu ga-esi na Sia gafere, bụ́ ala ebe ụmụnne unu, bụ́ ụmụ Ịsọ,+ bi.+ Egwu unu ga-ejide ha.+ Kpacharanụ anya. 5 Unu alụsola ha ọgụ* n’ihi na agaghị m enye unu ala ha ọ bụla. Agaghịdị m enye unu ihe ruru otu ọbụ ụkwụ na ya n’ihi na m nyela Ịsọ Ugwu Sia ka ọ bụrụ nke ya.+ 6 Unu ga-akwụ ha ụgwọ nri unu ga-eri, unu ga-akwụkwa ha ụgwọ mmiri unu ga-aṅụ.+ 7 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu agọziela unu n’ihe niile unu merela. Ọ ma nnọọ otú unu si na-agagharị ná nnukwu ala ịkpa a. Jehova bụ́ Chineke unu nọnyeere unu afọ iri anọ a, e nweghịkwa ihe kọrọ unu.”’+ 8 Anyị wee si na nke ụmụnne anyị, bụ́ ụmụ Ịsọ+ ndị bi na Sia, gafere. Anyị abanyeghị n’ụzọ e si aga Araba, Ilat, nakwa Iziọn-giba.+

“Anyị tụgharịziri soro ụzọ gawara ala ịkpa Moab.+ 9 Jehova wee sị m, ‘Esesala Moab okwu ma ọ bụ lụso ya agha n’ihi na agaghị m enye gị ala ya ọ bụla ka ọ bụrụ nke gị maka na ọ bụ ụmụ Lọt ka m nyere Aa ka ọ bụrụ nke ha.+ 10 (Ndị Imim+ bibu n’ebe ahụ. Ha siri ike, dịkwa ọtụtụ ma too ogologo ka ndị Anakim. 11 E wekwaara ndị Refeyim+ ka ndị Anakim.+ Ndị Moab na-akpọbu ha ndị Imim. 12 Ndị Horaịt+ bibu na Sia, ma ụmụ Ịsọ napụrụ ha ala ha, bibie ha wee bichie n’ebe ha bi,+ otú ndị Izrel ga-eme ala ha ga-enweta, bụ́ nke Jehova ga-enye ha.) 13 Ugbu a, gawanụ ka unu gafere Ndagwurugwu Zired.’ Anyị wee gafere Ndagwurugwu Zired.+ 14 Anyị si na Kedesh-bania gagide ije gafere Ndagwurugwu Zired. Ije a were anyị afọ iri atọ na asatọ, ruo mgbe ọgbọ ụmụ nwoke so ná ndị agha nwụchara, otú Jehova ṅụụrụ ha iyi.+ 15 Jehova ji ike* ya bibie ha ruo mgbe ha nwụchara.+

16 “Ozugbo ụmụ nwoke niile ahụ so ná ndị agha nwụchara,+ 17 Jehova gwara m okwu ọzọ, sị, 18 ‘Taa, unu ga-esi n’ala Moab, ya bụ, Aa, gafere. 19 Mgbe unu ga-erute n’ebe ndị Amọn bi, unu alụsola ha ọgụ, unu akpasukwala ha iwe n’ihi na agaghị m enye unu ala ọ bụla n’ala ndị Amọn ka ọ bụrụ nke unu, n’ihi na enyela m ya ụmụ Lọt ka ọ bụrụ nke ha.+ 20 E webuuru ya ka ala ndị Refeyim.+ (Ndị Refeyim bibu na ya, ndị Amọn na-akpọbukwa ha ndị Zamzọmim. 21 Ha dị ike, dị ọtụtụ, tookwa ogologo ka ndị Anakim.+ Ma, Jehova nyeere ndị Amọn aka, ha alaa ha n’iyi, chụpụ ha ma bichie n’ala ha. 22 Ọ bụ ihe o meere ụmụ Ịsọ, bụ́ ndị bi na Sia,+ mgbe o nyeere ha aka ha alaa ndị Horaịt n’iyi,+ ha enwee ike ịnapụ ha ala ha ma bichie ya ruo taa. 23 Ma ndị Avim bi n’ógbè n’ógbè ruo Gaza+ ruo mgbe ndị Kaftọrim,+ bụ́ ndị si na Kaftọ,* bibiri ha ma bichie ha.)

24 “‘Bilienụ, gafere Ndagwurugwu Anọn.+ Lee, m nyefeela Saịhọn+ onye Amọraịt, bụ́ eze Heshbọn, n’aka unu. N’ihi ya, malitenụ iweghara ala ya, lụsokwanụ ya agha. 25 Taa, m ga-amalite ime ka ndị niile nọ n’ụwa,* bụ́ ndị ga-anụ akụkọ unu, na-atụ unu egwu. Obi ga-alọ ha mmiri, ha ga-amakwa jijiji n’ihi unu.’+

26 “M wee si n’ala ịkpa Kedemọt+ zigara Eze Saịhọn onye na-achị Heshbọn ndị ozi ka ha gwa ya okwu ga-eme ka anyị na ya dịrị n’udo.+ M sịrị ya, 27 ‘Ka anyị si n’ala gị gafere. Ọ bụ n’okporo ụzọ ka anyị ga-aga. Anyị agaghị abanye n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe.+ 28 Ọ bụ naanị nri ị ga-eresị anyị ka anyị ga-eri, ọ bụkwa naanị mmiri ị ga-eresị anyị ka anyị ga-aṅụ. Naanị ihe anyị chọrọ bụ ka i kwe ka anyị jiri ụkwụ gafere. 29 Ọ bụ ihe ụmụ Ịsọ ndị bi na Sia na ndị Moab ndị bi na Aa meere anyị, ruo mgbe anyị gafere Osimiri Jọdan banye n’ala Jehova bụ́ Chineke anyị na-enye anyị.’ 30 Ma Eze Saịhọn onye na-achị Heshbọn ekweghị ka anyị gafere n’ihi na Jehova bụ́ Chineke anyị* kwere ka obi ya kpọchie,+ ka o wee nyefee ya n’aka anyị otú o merela.+

31 “Jehova wee sị m, ‘Lee, amalitela m inyefe Saịhọn na ala ya n’aka unu. Malitenụ iweghara ala ya.’+ 32 Mgbe Saịhọn na ndị obodo ya niile pụtara ka ha lụso anyị agha na Jehaz,+ 33 Jehova bụ́ Chineke anyị nyefere ya n’aka anyị, anyị wee merie ya na ụmụ ya ndị nwoke, na ndị obodo ya niile. 34 Anyị weghaara obodo ya niile n’oge ahụ ma bibie ha niile, gbuokwa ụmụ nwoke, ụmụ nwaanyị, na ụmụaka. E nweghị onye anyị hapụrụ ndụ.+ 35 Ọ bụ naanị anụ ụlọ na ihe ndị anyị kwatara n’obodo ndị anyị weghaara ka anyị chịkọọrọ. 36 E nweghị obodo siiri anyị ike imeri malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ Ndagwurugwu Anọn (nakwa obodo dị na ndagwurugwu ahụ), ruo Gilied. Jehova bụ́ Chineke anyị nyefere ha niile n’aka anyị.+ 37 Ma, anyị agaghị n’ala ndị Amọn,+ ya bụ, Ndagwurugwu Jabọk niile+ na obodo ndị dị n’ebe bụ́ ugwu ugwu. Anyị agaghịkwa n’ebe ọ bụla Jehova bụ́ Chineke anyị na-achọghị ka anyị gaa.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya